Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs Nke Afọ 2026
Ebe ndị e dere n’okpuru ka a gụọ kọrọ ihe ndị dị mkpa mere n’otu oge n’otu puku afọ na narị afọ itoolu na iri itoolu na atọ (1,993) gara aga. Ọ bụ gị ga-ekpebi ebe ndị ị ga-agụcha n’ụbọchị nke ọ bụla.
FRAỊDEE, MACH 27
MGBE ANYANWỤ WARA
MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 8 amalite)
SATỌDEE, MACH 28
SỌNDE, MACH 29
MỌNDE, MACH 30
TUZDEE, MACH 31
WENEZDEE, EPREL 1
TỌZDEE, EPREL 2
NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (MGBE ANYANWỤ DACHARA)