Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb26 Mach p. 10
  • Eprel 6-12

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 6-12
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2026
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2026
mwb26 Mach p. 10

EPREL 6-12

AỊZAYA 50-51

Abụ nke 88 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Gee Onye Chineke Kụziiri Ihe Ntị

(Nkeji 10)

Jehova kụziiri Jizọs ihe n’eluigwe tupu ya abịa n’ụwa (Aịza. 50:4; kr 182 ¶5)

Jizọs dị njikere ịmụta ihe (Aịza. 50:5; cf 133 ¶13)

Ndị na-atụ egwu Jehova na-ege Ohu ya, bụ́ Jizọs, ntị (Aịza. 50:10; Jọn 10:27)

Ebe Jizọs na-agwa ndị mmadụ okwu n’akụkụ oké osimiri.

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee otú m ga-esi na-adị njikere ka Jehova kụziere m ihe otú Jizọs mere?​—1 Pita 2:21.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Aịza. 51:1​—Olee otú anyị kwesịrị isi ghọta amaokwu a? (it “Igwu Nkume” ¶2)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Aịza. 50:1-11 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa onye ọrụ ibe gị gbasara Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye i ziri ozi ọma bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe ọzọ anyị ga-enwe. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)

6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 5) Ihe Ngosi. ijwbq isiokwu nke 140 ¶4​—Isiokwu: Ọ̀ Bụ Onye Kwerehaala na Jizọs A Zọpụta Ya? (lmd isi nke 11 nọmba nke 5)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 99

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) lfb okwu mmalite nkebi nke 12 na isi nke 74-75

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 13 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya