Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yp1 p. 4-5
  • Ihe Ndị Dị n’Ime Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị Dị n’Ime Akwụkwọ A
  • Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 1
  • Isiokwu Nta
  • NKEBI NKE 1
  • NKEBI NKE 2
  • NKEBI NKE 3
  • NKEBI NKE 4
  • NKEBI NKE 5
  • NKEBI NKE 6
  • NKEBI NKE 7
Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 1
yp1 p. 4-5

Ihe Ndị Dị n’Ime Akwụkwọ A

NKEBI NKE 1

GỊ NA NDỊ EZINỤLỌ UNU

7 1 Olee Otú M Ga-esi Na-agwa Ndị Mụrụ M Okwu?

14 2 Gịnị Mere Mụ na Ndị Mụrụ M Ji Esekarị Okwu?

21 3 Gịnị Ka M Ga-eme Ka A Hapụ M Ịna-ekpebi Ihe M Ga-eme?

28 4 Gịnị Mere Papa M na Mama M Ji Gbasaa?

34 5 Papa M Lụgharịa Nwunye ma Ọ Bụ Mama M Lụgharịa Di, Gịnị Ka M Ga-eme?

40 6 Olee Otú Mụ na Ụmụnne M Ga-esi Na-ebi n’Udo?

49 7 Ètoruola M Ịga Biri nke Onwe M?

NKEBI NKE 2

IHE GBASARA NAANỊ GỊ

57 8 Olee Otú M Ga-esi Emeta Ezigbo Ndị Enyi?

64 9 Olee Otú M Ga-esi Merie Ọnwụnwa?

71 10 Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-elebara Onwe M Anya?

77 11 Olee Ụdị Uwe M Kwesịrị Ịna-eyi?

85 12 Gịnị Ka M Ga-eme Ka Obi Na-esikwu M Ike?

91 13 Gịnị Ka M Ga-eme Ka Obi Kwụsị Ịna-ajọkarị M Njọ?

98 14 Ọ́ Gaghị Akara Mụ Mma Igbu Onwe M?

105 15 Ọ̀ Dị Njọ Izo Ihe Ụfọdụ M Na-eme Ezo?

111 16 Otú M Si Eru Uju Ò Kwesịrị Ekwesị?

NKEBI NKE 3

N’ỤLỌ AKWỤKWỌ NA N’ỤLỌ

121 17 Gịnị Mere Ụjọ Ji Atụ M n’Ụlọ Akwụkwọ Ịgwa Ndị Ọzọ Ihe M Kweere?

128 18 Olee Otú M Ga-esi Merie Ihe Na-esiri M Ike n’Ụlọ Akwụkwọ?

134 19 M̀ Kwesịrị Ịkwụsị Ịga Ụlọ Akwụkwọ?

142 20 Olee Otú Mụ na Onye Nkụzi Anyị Ga-esi Na-adị ná Mma?

150 21 Olee Otú M Ga-esi Na-ahazi Oge M?

156 22 Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Anyị Bi n’Obodo Ọzọ?

NKEBI NKE 4

MMEKỌAHỤ, OMUME ỌMA, NA ỊHỤNANYA

165 23 Olee Otú M Ga-esi Kọwaa Ihe Baịbụl Kwuru Banyere Nwaanyị Idina Nwaanyị?

172 24 Inwe Mmekọahụ Ọ̀ Ga-eme Ka Anyị Dịkwuo ná Mma?

178 25 Olee Otú M Ga-esi Kwụsị Igbo Onwe M Agụụ Mmekọahụ?

183 26 Gịnị Mere Ịkwa Iko Ji Dị Njọ?

188 27 Gịnị Mere Ụmụ Okorobịa Ji Agbara M Ọsọ?

195 28 Gịnị Mere Ụmụ Agbọghọ Ji Agbara M Ọsọ?

203 29 Olee Otú M Ga-esi Mara ma Ọ̀ Bụ Ezi Ịhụnanya?

212 30 Ànyị Ejikerela n’Eziokwu Ịlụ?

221 31 Mụ na Onye M Chọrọ Ịlụ Gbasaa, Olee Otú M Ga-esi Die Ya?

228 32 Gịnị Ka M Ga-eme Ka A Ghara Idina M n’Ike?

NKEBI NKE 5

ÀGWÀ NDỊ GA-AKPATARA GỊ NSOGBU

237 33 Gịnị Ka M Kwesịrị Ịma Banyere Ịṅụ Sịga?

246 34 Gịnị Mere Ịṅụ Oké Mmanya Ji Dị Njọ?

252 35 Olee Otú M Ga-esi Kwụsị Ịṅụ Ọgwụ Ọjọọ?

NKEBI NKE 6

OGE I JI EZU IKE

259 36 Ekwe Ntị, Tiivi Ma Ọ Bụ Kọmputa Ọ̀ Na-agbazi M Ara?

265 37 Gịnị Mere Ndị Mụrụ M Anaghị Ekwe M Gaa Kporie Ndụ?

NKEBI NKE 7

OFUFE Ị NA-EFE CHINEKE

273 38 Olee Otú M Ga-esi Mee Ka Ife Chineke Na-atọ M Ụtọ?

282 39 Olee Otú M Ga-esi Eme Ihe Ndị M Kpebiri Ime?

289 Isiokwu Ndị Ọzọ: Ajụjụ Ndị Nne na Nna Na-ajụ

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya