Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 1
Akwụkwọ a bụ nke ․․․․․
E Bipụtara Ya na 2011
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ọrụ ịkụzi Baịbụl a na-arụ n’ụwa dum bụ́ nke e ji onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado
Ọ gwụkwala ma è gosiri nsụgharị ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a sitere na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
A gbanwere aha ụfọdụ ndị na-eto eto n’akwụkwọ a
Ebe E Si Nweta Foto:
Peeji nke 241: © Gusto Productions/Photo Researchers, Inc.; peeji nke 244: kansa ọnụ: © Mediscan/Visuals Unlimited, Inc.; akwara sụchiri asụchi: © Index Stock/Photolibrary; akpa ume ọrịa kansa na-eme: © Arthur Glauberman/Photo Researchers, Inc.; peeji nke 245: otú ụbụrụ dị: © Mediscan/Visuals Unlimited, Inc.; akụrụ ọrịa kansa na-eme: © Dr. E. Walker/Photo Researchers, Inc.