Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọgost 23
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 23
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ndị Eze 5-8
Nke 1: 2 Ndị Eze 6:8-19
Nke 2: Akụkọ Ọgaranya na Lazarọs Anaghị Egosi na A Na-emekpa Mmadụ Ahụ́ Ruo Mgbe Ebighị Ebi (td 13CH)
Nke 3: Olee Otú Ọchịchọ Anụ Ahụ́ Nwere Ike Isi Ghọọrọ Mmadụ Chi? (Fil. 3:18, 19)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 30: “Mgbakọ Distrikti Bụ Oge Anyị Na-eji Ọṅụ Efe Chineke.” Ajụjụ na azịza. Ọ bụrụ na oge dị, tụlee ụfọdụ ihe ndị ga-abara ọgbakọ unu uru n’igbe bụ́ “Ihe Ndị A Ga-eburu n’Uche Banyere Mgbakọ Distrikti,” nke dị na peeji nke 6.