Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọgost 16
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 16
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ndị Eze 1-4
Nke 1: 2 Ndị Eze 1:1-10
Nke 2: Ihe Mere Akụnụba Enweghị Ike Iju Mmadụ Afọ (Ekli. 5:10)
Nke 3: Ọkụ Na-anọchi Anya Ịla n’Iyi (td 13B)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Nyere Onye Ị Na-amụrụ Ihe Aka Ka Ọ Ghọọ Onye Nkwusa. Okwu ga-esi n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 79, paragraf nke 1, ruo ebe ajụjụ ndị ahụ gwụrụ na peeji nke 81.
Nkeji 20: “Ị Ga-agbali Àmà n’Oge Ị Na-anọghị n’Ozi!”—Nkebi nke Abụọ. Ajụjụ na azịza. Tụlee paragraf nke 9-13 nakwa igbe dị na peeji nke 3.