Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na January 4
IZU NA-AMALITE NA JANUARY 4, 2010
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jọshụa 16-20
Nke 1: Jọshụa 17:1-10
Nke 2: Baptizim Bụ Ihe A Chọrọ n’Aka Onye Kraịst (td 6A)
Nke 3: Ihe Mere ‘Inwe Echiche Abụọ Dị Iche’ Anaghị Amasị Chineke (1 Eze 18:21)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Jiri Ajụjụ Ruo n’Obi Onye Ị Na-amụrụ Ihe. Okwu ga-esi n’isiokwu nta ikpeazụ dị na peeji nke 238 nakwa nke dị na peeji nke 239 n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Jiri Akwụkwọ Ndị E Ji Amụ Baịbụl Na-aga Ozi Ọma. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke100, paragraf atọ dị n’okpuru isiokwu nta bụ́, “Iji Akwụkwọ Ndị E Ji Amụ Bible Na-eme Ihe.” Gwa onye nlekọta ije ozi ma ọ bụkwanụ okenye ọzọ ka ọ tụọ aro otú a ga-esi na-eji akwụkwọ anyị na-eme ihe nke ọma ma ghara imefusị ha.
Abụ nke 162