Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/09 p. 4
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 12/09 p. 4

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na December: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere ụmụaka, nye ha akwụkwọ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ. January: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere akwụkwọ a, ndị nkwusa nwere ike inye ha akwụkwọ ọ bụla merela ochie e nwere n’ọgbakọ. Ma ọ bụkwanụ, nyefee ha Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe. February: E nwere ike inyefe Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ ma ọ bụ Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe. March: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ndị nkwusa kwesịrị ịgbalịsi ike ịmalitere onye ha nyefere akwụkwọ a ọmụmụ Baịbụl ma ọ bụ malitere ndị nweburu akwụkwọ a ọmụmụ Baịbụl.

◼ Ụbọchị a ga-echeta ọnwụ Jizọs n’afọ 2011 ga-abụ na Sunday, April 17, mgbe anyanwụ dachara. Ihe mere e ji maa ọkwa a n’oge bụ ka ụmụnna nwee ike ịmalite mewe ndokwa maka ebe ha ga-anọ echeta ọnwụ Jizọs, nke ka nke, ma ọ bụrụ na ọtụtụ ọgbakọ na-eji otu Ụlọ Nzukọ Alaeze amụ ihe, ya adịkwa mkpa na a ga-achọta ebe ọzọ.

◼ N’oge na-adịghị anya, a ga-amalite isi n’aka ọgbakọ a na-esi n’aka ya atụ ọda akwụkwọ zitere ọgbakọ ọ bụla akwụkwọ ha ga-eji akpọ ndị mmadụ òkù maka icheta ọnwụ Jizọs n’afọ 2010. Ọ bụrụ na e nwere asụsụ ọzọ a na-asụ n’ókèala ọgbakọ unu, ya abụrụkwa na unu ga-achọ ka e zitere unu akwụkwọ ịkpọ òkù n’asụsụ ahụ, unu kwesịrị iji Literature Request Form (S-14) tụọ ọda ya ngwa ngwa o kwere mee. E nwere akwụkwọ ịkpọ òkù ahụ n’asụsụ Efịk, Bekee, French, Hausa, Igbo, Isoko, Tiv na Yoruba.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya