Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w90 12/15 p. 31
  • Isiokwu Dị Iche Iche Maka Ụlọ Nche 1990

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Dị Iche Iche Maka Ụlọ Nche 1990
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Isiokwu Nta
  • BIBLE
  • NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
  • ỊGHỌTA IHE DỊ N’AKỤKỌ
  • JEHOVA
  • NDỊÀMÀ JEHOVA
  • JISỌS KRAỊST
  • NDỤ NA IJE OZI JISỌS
  • NDỊ NKWUSA ALAEZE NA-AKỌ
  • AKỤKỌ NDỤ
  • ISIOKWU NDỊ DỊỊRỊ ỌMỤMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
  • AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
  • IHE NDỊ A HỤRỤ N’ALA NKWA AHỤ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
w90 12/15 p. 31

Isiokwu Dị Iche Iche Maka Ụlọ Nche 1990

Na-egosi mbipụta nke isiokwu ahụ pụtara na ya

BIBLE

Ị̀ Pụrụ Ikwere na Bible? 2/1

Codex Bezae, 2/15

Ọ̀ Dị Anyị Mkpa n’Ezie Inweta Ndị Mbụ ahụ? 7/15

Washington Codex, 5/1

Jọn (Oziọma), 3/15

Ọrụ Ndị Ozi, 5/15, 6/1, 6/15

Ndị Rom, 8/l

1 Ndị Kọrint, 9/15

2 Ndị Kọrint, 9/15

Ndị Galetia, 11/15

Ndị Efesọs, 11/15

Ndị Filipaị, 11/15

Ndị Kọlọsi, 11/15

NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST

Ị̀ Ga-erite Uru Site n’Obị Ebere Na-erughịrị Mmadụ? 2/15

‘Nọgidenụ Na-abụ Ndị E Mere Ka Ha Guzozie,’ 11/1

Chịkwaa Mmụọ Gị! 9/15

Elefurula Di ma ọ bụ Nwunye Gị Anya! 8/15

Ị̀ Na-agbaso Ntụziaka? 10/1

Inyere Ndị Dara Mbà n’Obi Aka Inwetaghachi Ọṅụ, 3/15

Ime Ihe n’Eziokwu Bụ Ụkpụrụ Kachasị Mma, 3/1

Jiri Ihe Onwunwe Gị Nye Jehova Nsọpụrụ, 7/1

Nọgide Na-eje Ije n’Eziokwu, 9/1

‘Na-ekpenụ Ekpere n’Ihi Ibe Unu,’ 11/15

Gị na Ime Ihe n’Oge, 6/15

Nye Ndị Ikwu Gị Ume Ọhụrụ, 2/15

Cheta Onye Kere Gị na Mgbe Ị Dị n’Okoro ma ọ bụ Agbọghọ, 5/15

“Na-eguzosinụ Ike”—Unu Asụla Ngọngọ, 4/15

N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Gbasoo Ezi Omume? 10/15

ỊGHỌTA IHE DỊ N’AKỤKỌ

2/15, 3/15, 5/15, 6/15, 7/15, 9/15, 10/15, 11/15, 12/15

JEHOVA

N’Ihi Gịnị Ka Jehova Jiworo Kpughee Aha Ya? 2/15

NDỊÀMÀ JEHOVA

A Kpọsaa Ọdịda Babịlọn na Japan, 3/1

Owuwe Ihe Ubi Bara Ụba Eweta Ọṅụ na Taiwan, 11/15

Ịgba Àma n’Ogbe Azụmahịa—Ụzọ Ndị Japan Si Eme Ya, 2/1

Ịrụ Ọrụ Chineke n’Ụzọ nke Chineke na Nigeria, 8/15

‘Ịkụta Ndị Mmadụ dị ka Azụ’na Belize, 4/15

Ngụcha Akwụkwọ Ndị Gilead, 6/1, 12/15

Nkwusa Zuru Ụwa Ọnụ nke Ozi Ọma, 1/1

Nsọpụrụ Chineke—Bara Unu n’ihe Nile (Poland), 1/15

Ụzọ Jehova Si Eme Ka Ọrụ Ya Na-aga n’Ihu, 12/1

Ile Ndị Ọbịa Anya nke Ọma Ewetara Malta Ngọzi, 7/15

Mkpagbu Nọgidere Na-aga n’Ihu na Burundi, 1/1

Akụkọ Afọ Ije Ozi, 1/1

Sierra Leone—”Diamond” Ya Ndị Kasị Dị Oké Ọnụ Ahịa, 3/15

“Iguzosi Ike dị ka Otu) Ìgwè Atụrụ” na Chad, 10/15

Ezi Iso Ụzọ Kraịst Na-emeziwanye Ndụ na Sweden, 5/15

“Ugbu a Anyị Enweela Ụlọ Nzukọ Alaeze nke Anyị,” 5/1

Ihe Mere Réunion Ji Nwee Ọtụtụ Ụlọ Nzukọ Alaeze, 9/15

Nzọụkwụ Amamihe Dị na Ya Tupu Ọdachi, 7/15

JISỌS KRAỊST

Gịnị Ka Ọnwụ Jisọs Pụtara nye Gị? 3/15

NDỤ NA IJE OZI JISỌS

(Isiokwu ndị na-apụta ná mbipụta ọ bụla.)

NDỊ NKWUSA ALAEZE NA-AKỌ

1/1, 3/1, 4/1, 5/1, 6/1, 7/1, 8/1, 9/1, 12/1

AKỤKỌ NDỤ

Anyị Zụlitere Ụmụ Asatọ n’ịdụ Ọdụ nke Jehova

(O. Menezes), 8/1

Ịnagide Adịghị Ike M Nile (T. Addison), 5/1

‘Efegoro M Elu na Nkù Dị Ka Ugo’ (l. Berg), 4/1

Ahụwo M Ka Ọ Na-eto n’Ebe Ndịda Africa (R.A. McLuckie). 2/1

Jehova Gọziri Mkpebi M (R.Wuttke), 10/1

Jehova Enyewo M Ume (E. Okoka), 12/1

Ngọzi Jehova Emewo M Ọgaranya (E.Meynberg), 7/1

Ịṅụrị Ọṅụ n’Owuwe Ihe Ubi ahụ n’lndia (F.E. Skinner), 1/1

Ijere Jehova Ozi n’Oge Dị Mma na n’Oge Nsogbu (H.Bentley), 6/1

Ijere Onye Omenka Kasị Ukwuu, 4/1

Ịtụkwasị Jehova Obi Na-eweta Obi Ụtọ (J. H. Nathan), 9/1

ISIOKWU NDỊ DỊỊRỊ ỌMỤMỤ

Ịghọta Ihe Mere O Ji Bụrụ na Mesaịa ahụ Ga-abịa,

10/15

Ì Ruru Eru Ije Ozi? 9/1

Ị̀ Na-eme Mgbalị Iji Ruo Eru? 9/1

Bụrụnụ Ndị Na-eme Okwu ahụ, Ọ Bụghị Ndị Na-anụ Nanị Ọnụnụ, 10/1

Nweenụ Ekele—Alaeze Mesaịa nke Jehova

Na-achị Achị, 10/15

Gọzie Aha Nsọ Jehova! 9/15

Kpọsaa Alaeze Jehova n’Atụghị Egwu! 6/15

Ụzọ Onye Kraịst Si Ele Ndị Na-achị Isi Anya, 11/1

Ndezu Na-abịanụ nke “Akwụkwọ Agha Dị Iche Iche nke Jehova,” 7/1

Inye Òtù Na-achị Isi Nkwado n’Oge A, 3/15

Mgbapụta Dị Nso nye Ndị Na-asọpụrụ Chineke! 4/15

Ikesa ísìsì Ụtọ nke Ihe Ọmụma Chineke, 7/15

‘Ịtụle Onwe Anyị’—n’Oge Ememe Ncheta, 2/15

Ị̀ Nwere Ekele maka Ihe Chineke Meworo? 8/1

Na-agbarịtanụ Ibe Unu Ume Ka Ụbọchị ahụ

Na-abịaru Nso, 12/15

Gosipụta Okwukwe maka Ndụ Ebighị Ebi, 5/1

Ikpughe “Onye ahụ Na-emebi Iwu,” 2/1

Tụọ Egwu Jehova, Bụ́ Onye Na-anụ Ekpere, 5/15

Na-agbasonụ Ihe Nlereanya Jisọs nke Nsọpụrụ Chineke, 3/1

Site na Seder ruo ná Nzọpụta, 2/15

Ikpe Chineke Megide “Onye ahụ Na-emebi Iwu,” 2/1

Okwu Chineke Bụ Eziokwu, 4/1

‘Obi Ụtọ Na-adịrị Ndị Tachiworo Obi,’ 1/1

Ndị Na-eto Eto Ndị Nwere Obi Ụtọ n’Ozi Jehova, 8/1

Olee Ụzọ Anyị Pụrụ Isi Nara Ịhụnanya Chineke

n’Achọghị Ọdịmma nke Nanị Onwe Anyị? 12/1

Ịmata Onye “Onye ahụ Na-emebi Iwu” Bụ, 2/1

Jehova Kwesịrị Inweta Otuto Ebịghị Ebi, 9/15

Jehova Bụ Onye Na-achị Anyị! 6/1

E Mere Ka Ndị Jehova Guzosie Ike n’Okwukwe, 6/15

Okwu Jehova Na-enwe Mmeri! 6/15

Nọgidenụ Na-achọ Alaeze ahụ na Ezi Omume Chineke, 10/1

Ịmụta Ihe Omimi Dị Nsọ nke Nsọpụrụ Chineke, 1/15

“Onye Na-anụ, Ya Sịkwa, Bịa”! 12/15

Ịnọgidesi Ike n’Isoro Jehova Na-arụkọ Ọrụ, 8/15

Iguzosi Ike n’lhe—n’Ọnụ Ahịa Dị Aṅaa? 8/15

‘Ndị Ihere Ozi Ọma Ahụ Na-adịghị Eme,’ 1/1

Ido Onwe Anyị n’Okpuru Ndị Na-achị Isi n’Ụzọ A Kpaara Ókè, 11/1

Akụ Anyị, Ije Ozi nke Dị Ebube n’Oge A, 7/15

Kwadebe maka Mgbapụta Banye n’Ime Ụwa Ọhụrụ, 4/15

Na-agbasonụ Nsọpụrụ Chineke dị ka Ndị Kraịst

Meworo Baptism, 3/1

Ezi Omume Abụghị site n’Omenala A Kụziri n’Okwu Ọnụ, 10/1

Ọrụ Dịịrị Ndị Na-achị Isi, 11/1

Otu Ihe Omimi Dị Nsọ Amalite Imeghe, 1/15

Idozi Ihe Iseokwu Eluigwe na Ala ahụ Ruo Mgbe Ebighi Ebi, 7/1

“Zi Anyị ikpe Ekpere,” 5/15

‘Ohu Ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi’ na Òtù Na-achị Isi Ya, 3/15

“Nke Kachasị n’lhe Ndị A Bụ Ịhụnanya,” 11/15

Ha Naara Ịhụnanya Chineke n’Achọghị Ọdịmma nke

Nanị Onwe Ha, 12/1

Ezi Ịhụnanya Na-enyeghachi Ụgwọ Ọrụ, 11/15

Na-ejegharịnụ n’Ịtụ Egwu Jehova, 6/1

“Okwu Chineke Dị Ndụ, Na-arụsikwa Ọrụ Ike.” 4/1

Ụzọ Ị Si Ele Mkpụrụ Obi Anya Na-emetụta Ndụ Gị, 5/1

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ

“Mgbe E Mesịrị O Nyekwa Di Ya Ụfọdụ,” 6/15

‘Megide Ihe Ọmụma—Nke A Na-akpọ Otú Ahụ

n’Ụzọ Ụgha’ (Irenaeus), 7/15

Amagedọn—Òle Mgbe? 5/15

Agha nke Jeriko—Akụkọ Ifo ka ọ̀ bụ Ihe Mere Eme? 7/15

Betlehem na Krismas, 12/15

Ntọgha Constantine—Ọ̀ Bụ Gaa na Gịnị? 1/15

Ịnọ ná Ntụkwasị Obi n’Ụwa Dum—Ọ̀ Bụ n’Ụzọ Dị Aṅaa? 6/15,

Ihe Àmà nke Ebube Solomọn, 6/15

Ikwere n’Akara Aka Ọ̀ Na-achị Ndụ Gị? 8/15

Inweta Obi Ụtọ—Ma Ọ̀ Bụ n’Òle Ebe? 3/1

Nweta Eziokwu Dum! 9/15

Ozi Ọma nye Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ! 1/1

Puku Afọ nke Dị Ebube Na-abịaru Nso, 6/1

“Obi Ụtọ a-adịrị Ndị Na-achọ Udo,”8/1

‘Ijegharị n’Ọṅụ Agha,’ 11/15

Jehova Maara Anyị nke Ọma! 1/15

‘E Welitere Anụ Ahụ nke Ọtụtụ Ndị Nsọ,’ 9/1

Masada, 10/15

Ihe llu ahụ Pụtara, 9/15

Ọtụtụ Nde Ndị Nwụrụ Anwụ Ugbu a Ga-adị Ndụ Ọzọ, 5/1

Nkume Moab,4/15

“Ọ́gbà Ndị Na-apụnara Mmadụ Ihe” nke Oge A, 12/15

Moses nke Nwere Mpi—Ihe Osise nke Na-akpali Ajụjụ. 3/15

Udo—Ohere Dị Aṅaa Dị Maka Inweta Ya? 4/1

Ọ̀ Pụrụ Ikwe Ndị Ogbenye Mee Ime Ihe n’Eziokwu? 11/15

Ọchịchọ A Na-achọ Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, 6/15

Akụ Dị Oké Ọnụ Ahịa Karịa Ọlaedo! 9/15

Imebi Ụwa, 7/1

Ịchọpụta Okwu Ndị Dị Ụtọ, Okwu Ndị Ziri Ezi,’ 12/15

N’Isi Nso—Ụwa nke Ihe Mgbu Na-adịghị! 7/15

Mkpụrụ Obi Ọ̀ Na-adịgide Mgbe A Nwụsịrị? 9/1

“Nwanyị ahụ, bụ Jezebel.” 4/1

Puku Afọ nke Atọ—Ọ̀ Ga-emezu Olileanya Gị? 6/1

Oge maka Ụwa Ọhụrụ, 10/1

Ịgbanwe Ọdịdị Mmadụ, 11/1

Olee Chi nke Ị Na-efe? 12/1

Olee Chi nke I Kwesịrị Ife? 12/1

Ekpere Òle Ndị Ka A Na-aza? 1/15

Ònye Ga-eduru Ihe A Kpọrọ Mmadụ Gaa n’Inweta Udo? 4/1

Imeri n’Agha A Na-ebuso Obi Ịda Mbà, 3/1

Udo Ụwa Gịnị Ka Ọ Ga-apụta n’Ezie? 4/15

Ụwa nke Na-enweghị Anyaukwu, 2/15

Ị Pụrụ Inweta Ọṅụ n’Ime Ụwa nke Na-akpata Obi Ịda Mbà! 3/1

Ndị Na-eto Eto Ndị Na-ejere Chineke Ozi, 8/1

Ụmụ Okoro na Agbọghọ Ndị Jere Ozi n’Oge Bible, 8/1

AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ

Ndị e tere mmanụ hà ga-adị ndụ gabiga”mkpagbu ukwu”? 8/15

Izere ịṅụ kọfi, tea? 2/15

À na-anara mmịnye nke akụkụ ụfọdụ nke ọbara? 6/1

Okwu Grik bụ phronema—”pụtara” na “ichela echiche”? 12/1

Okwu Grik bụ pisteuo—”kwere” na “tinye okwukwe n’ime”? 12/1

Ịchụ ntá na ịkụ ọkụ azụ, 5/15

Jehova ọ̀ gwara Adam okwu n’onwe ya? 5/1

Agwọ ahụ ‘ịdị akọ’? (Jen 3:1), 10/15

Olee mgbe opi asaa ahụ malitere? (Mkpu 8-11), 4/1

N’ihi gịnị ka e ji enwe, na-ejekwa ememe ili ozu? 10/15

Ihe ka ọtụtụ ná ndị bilitere n’ọnwụ hà ga-ajụ eziokwu ahụ? 3/15

IHE NDỊ A HỤRỤ N’ALA NKWA AHỤ

Jọdan nke Ọ Pụrụ ịbụ na Ị Gaghị Amata, 7/1

Nazaret—Obodo nke Onye Amụma ahụ, 3/1

Site n’Elu Teboa Ruo Mmeri! 5/1

Sameria—Isi Obodo n’Etiti Isi Obodo Ndị nke Ebe Ugwu, 11/1

Ndagwurugwu Ila—Ebe Devid Nọrọ Gbuo Otu Oké Dike! 1/1

Ị̀ Ga-amụta Ihe Site n’Oge Dị Iche Iche? 9/1

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya