Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
Ebe Ndị E Si Nweta Foto:
◼ Peeji nke 25: Foto a natara WHO bụ́ nke Edouard Boubat sere
◼ Peeji nke 96-97: Ebe a tụrụ bọmbụ: Foto a natara USAF; nwatakịrị: Foto a natara WHO bụ́ nke W. Cutting sere
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye sí ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
Nke E Biri n’Ọnwa Mach 2018
Igbo (bhs-IB)
© 2015
Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania