Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
Ebe Ndị E Si Nweta Foto:
◼ Peeji nke 7: A natara ikike n’aka American Bible Society
◼ Peeji nke 13: Mbara igwe na ala: A natara ikike n’aka Anglo-Australian Observatory, foto David Malin sere
◼ Peeji nke 19: Ụwa: Foto nke NASA
◼ Peeji nke 24-25: Foto nke WHO bụ́ nke Edouard Boubat sere
◼ Peeji nke 88-89: Bọmbụ gbawara agbawa: Foto nke USAF; nwatakịrị: Foto nke WHO bụ́ nke W. Cutting sere
◼ Peeji nke 126: Nwa e bu n’afọ: Dr. G. Moscoso/Photo Researchers, Inc.
◼ Peeji nke 155: Foto nke dị n’azụ, n’elu aka ekpe: Ernst Haas, Transglobe Agency, Hamburg
◼ Peeji nke 165: Mbara igwe na ala: A natara ikike n’aka ROE/Anglo-Australian Observatory, foto David Malin sere
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụlakwa ma e gosiri nsụgharị ọzọ, nsụgharị Bible e ji mee ihe maka Akwụkwọ Nsọ Grik bụ Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst, nsụgharị e jikwa mee ihe maka Akwụkwọ Nsọ Hibru bụ Bible Nsọ nke Union Version. E mewo ka nsụpe okwu nke nsụgharị abụọ ahụ kwekọọ n’ụdị e ji eme ihe n’oge a. N’ebe e dere NW ka ọ na-eso nhota okwu, ọ na-egosi na nsụgharị ahụ sitere na New World Translation of the Holy Scriptures—With References nke dị n’asụsụ Bekee.
Nke E Biri n’Ọnwa Septemba 2013
Igbo (bh-IB)
© 2005
Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania