Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
PEEJI NKE ISI NKE
NKEBI NKE 1—IHE NDỊ MERE TUPU JIZỌS AMALITE OZI YA
10 1 Ozi Abụọ Sí n’Aka Chineke
12 2 A Kwanyeere Jizọs Ùgwù Tupu A Mụọ Ya
14 3 A Mụọ Onye Ga-akwadebe Ụzọ
16 4 Meri Dị Ime ma Ọ Lụbeghị Di
18 5 Olee Ebe A Mụrụ Jizọs, Oleekwa Mgbe A Mụrụ Ya?
22 7 Ndị Na-agụ Kpakpando Abịa Leta Jizọs
24 8 Ha Gbapụrụ Ka Eze Obi Tara Mmiri Ghara Igbu Nwa Ha
26 9 Mgbe Jizọs Na-etolite na Nazaret
28 10 Ezinụlọ Jizọs Hà Agaa Jeruselem
30 11 Jọn Onye Na-eme Baptizim Akwadebe Ụzọ
NKEBI NKE 2—MMALITE OZI JIZỌS
36 13 Mụta Ihe n’Ihe Jizọs Mere Mgbe A Nwara Ya Ọnwụnwa
38 14 Jizọs Amalite Ịchọ Ndị Ga-abụ Ndị Na-eso Ụzọ Ya
40 15 Jizọs Arụọ Ọrụ Ebube Mbụ Ya
42 16 Jizọs Egosi na Ofufe Chineke Na-anụ Ya Ọkụ n’Obi
44 17 Jizọs Akụziere Nikọdimọs Ihe n’Abalị
46 18 Jizọs Na-eto Eto, Jọn Ana-atalata Atalata
48 19 Jizọs Akụziere Nwaanyị Sameria Ihe
NKEBI NKE 3—NNUKWU ỌRỤ NDỊ JIZỌS RỤRỤ NA GALILI
54 20 Ọrụ Ebube nke Abụọ Jizọs Nọ na Kena Rụọ
56 21 N’ụlọ Nzukọ Ndị Juu Dị na Nazaret
58 22 Jizọs Akpọọ Mmadụ Anọ Ka Ha Bụrụ Ndị Na-akụta Mmadụ
60 23 Jizọs Arụọ Ọtụtụ Ọrụ Ebube na Kapaniọm
62 24 Jizọs Ezisakwuo Ozi Ọma na Galili
64 25 Ọmịiko Jizọs Nwere Emee Ka Ọ Gwọọ Otu Onye Ekpenta
66 26 “A Gbagharawo Gị Mmehie Gị”
70 28 Gịnị Mere na Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs Ebughị Ọnụ?
72 29 Mmadụ Ò Nwere Ike Ịrụ Ọrụ Ọma n’Ụbọchị Izu Ike?
76 31 Ịghọrọ Ọka n’Ụbọchị Izu Ike
78 32 Olee Ihe Iwu Kwadoro na E Nwere Ike Ime n’Ụbọchị Izu Ike?
82 34 Jizọs Ahọrọ Ndịozi Iri na Abụọ
84 35 Ozizi Elu Ugwu ahụ A Ma Ama
92 36 Otu Onyeisi Ndị Agha Rom Egosi na Ya Nwere Okwukwe Dị Ukwuu
94 37 Jizọs Akpọlite Nwa Otu Nwaanyị Di Ya Nwụrụ
96 38 Jọn Chọrọ Ịnụ n’Ọnụ Jizọs Ma Ọ̀ Bụ Yanwa Bụ Mesaya Ahụ
98 39 Ahụhụ Ga-adịrị Ọgbọ Na-anaghị Anabata Ozi Ọma
100 40 Jizọs Akụzie Gbasara Ịgbaghara Mmehie
102 41 Ikike Ònye Ka Jizọs Ji Na-arụ Ọrụ Ebube?
104 42 Jizọs Abaara Ndị Farisii Mba
106 43 Ihe Atụ Ndị Gbasara Alaeze Chineke
112 44 Jizọs Emee Ka Ebili Mmiri Dajụọ
114 45 Jizọs Egosi na Ya Ka Ndị Mmụọ Ọjọọ Ike
116 46 Ọ Gbakere Mgbe O Metụrụ Uwe Jizọs Aka
118 47 Otu Nwata Nwaanyị Adịghachi Ndụ
120 48 Ọ Rụrụ Ọrụ Ebube, ma A Jụrụ Ya ma na Nazaret
122 49 Jizọs Ekwusaa Ozi Ọma na Galili, Nyekwa Ndịozi Ya Ọzụzụ
124 50 A Zụrụ Ha Otú Ha Ga-enwe Ike Ịna-ekwusa Ozi Ọma Ọ Bụrụgodị na A Kpagbuwe Ha
126 51 E Gburu Mmadụ n’Otu Ememme Ncheta Ọmụmụ
128 52 Jizọs Ejiri Ogbe Achịcha Ole na Ole na Azụ̀ Nyejuo Ọtụtụ Puku Mmadụ Afọ
130 53 Onye Ọchịchị nke Nwere Ikike Ime Ka Ebili Mmiri na Oké Ifufe Dajụọ
132 54 Jizọs Bụ “Achịcha Na-enye Ndụ”
134 55 Jizọs Ekwuo Ihe Wụrụ Ọtụtụ Ndị Akpata Oyi n’Ahụ́
136 56 Gịnị n’Eziokwu Na-emerụ Mmadụ?
138 57 Jizọs Agwọọ Otu Nwata Nwaanyị na Nwoke Ntị Chiri
140 58 Ọ Mụbara Achịcha, Kwuokwa Ka E Lezie Anya Maka Ihe Iko Achịcha
142 59 Ònye Ka Nwa nke Mmadụ Bụ?
144 60 Nnwogha Kraịst Gosiri Otú Ebube Ya Ga-adị n’Ọdịnihu
146 61 Jizọs Agwọọ Nwata Nwoke Mmụọ Ọjọọ Ji
148 62 Jizọs Akụzie Gbasara Ịdị Umeala n’Obi
150 63 Jizọs Enye Ndụmọdụ Gbasara Ịkpata Ihe Ịsụ Ngọngọ na Ime Mmehie
152 64 Ihe Mere O Ji Dị Mkpa Ịgbaghara Mmejọ
154 65 Jizọs Ana-akụzi Ihe Ka Ha Na-aga Jeruselem
NKEBI NKE 4—OZI IKPEAZỤ JIZỌS JERE NA JUDIA
158 66 Jizọs Erute Jeruselem Maka Ememme Ụlọ Ndò
160 67 “Ọ Dịtụbeghị Onye Ọzọ Si Otú A Kwuo Okwu”
162 68 Ọkpara Chineke Bụ “Ìhè nke Ụwa”
164 69 Nna Ha Ọ̀ Bụ Ebreham Ka Ọ̀ Bụ Ekwensu?
166 70 Jizọs Agwọọ Otu Nwoke Kpuru Ìsì Malite Mgbe A Mụrụ Ya
168 71 Ndị Farisii Agbaa Nwoke ahụ Kpuburu Ìsì Ajụjụ
170 72 Jizọs Ezipụ Ndị Na-eso Ụzọ Ya Iri Asaa Ka Ha Gaa Kwusaa Ozi Ọma
172 73 Onye Sameria Emee Ihe Gosiri na Ọ Bụ Ezigbo Onye Agbata Obi
174 74 Jizọs Akụzie Gbasara Ile Ọbịa na Ikpe Ekpere
176 75 Jizọs Ekwuo Ihe Ga-eme Ka Mmadụ Nwee Obi Ụtọ
178 76 Jizọs Esoro Onye Farisii Rie Ihe
180 77 Jizọs Enye Ndụmọdụ Gbasara Ịba Ọgaranya
182 78 Onye ahụ Na-elekọta Ụlọ, Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Kwesịrị Ịdị Njikere
184 79 Ihe Mere A Ga-eji Bibie Ndị Juu Na-ekweghị na Jizọs
186 80 Onye Ọzụzụ Atụrụ Ọma na Ogige Atụrụ
188 81 Jizọs na Nna Ya Bụ Otu, ma Ọ Bụghị Chineke
NKEBI NKE 5—OZI IKPEAZỤ JIZỌS JERE N’EBE ỌWỤWA ANYANWỤ OSIMIRI JỌDAN
192 82 Ozi Jizọs Jere na Peria
194 83 Ole Ndị Chineke Na-akpọ Ka Ha Bịa Oriri?
196 84 Ihe A Chọrọ n’Aka Onye Chọrọ Ịbụ Onye Na-eso Ụzọ Jizọs
198 85 Ịṅụrị Ọṅụ n’Ihi Onye Mmehie Chegharịrịnụ
204 87 Jiri Amamihe Kwadebe Maka Ọdịnihu
206 88 Ọnọdụ Ọgaranya ahụ na Lazarọs Agbanwee
210 89 Jizọs Akụzie Ihe na Peria Tupu Ya Abanye Judia
212 90 “Mbilite n’Ọnwụ na Ndụ”
214 91 Jizọs Akpọlite Lazarọs n’Ọnwụ
216 92 Jizọs Gwọrọ Ndị Ekpenta Iri, ma Naanị Otu n’Ime Ha Bịara Kelee Ya
218 93 A Ga-ekpughe Nwa nke Mmadụ
220 94 Ekpere na Ịdị Umeala n’Obi Dị Ezigbo Mkpa
222 95 Jizọs Akụzie Gbasara Ịgba Alụkwaghịm na Ịhụ Ụmụntakịrị n’Anya
224 96 Jizọs Azaa Otu Onye Ọchịchị Ajụjụ Ọ Jụrụ Ya
226 97 Ihe Atụ Ndị Na-arụ Ọrụ n’Ubi Vaịn
228 98 Ndịozi Jizọs Achọwakwa Ịbụ Ndị A Ma Ama Ọzọ
230 99 Jizọs Agwọọ Ndị Ìsì, Nyekwara Zakịọs Aka
NKEBI NKE 6—NGWỤCHA OZI JIZỌS
236 101 Jizọs Agaa Betani Rie Nri n’Ụlọ Saịmọn
238 102 Eze Jizọs Ejiri Nwa Ịnyịnya Ibu Banye na Jeruselem
240 103 Jizọs Emee Ka Ụlọ Nsọ Dị Ọcha Ọzọ
242 104 Ndị Juu Anụ Olu Chineke, ma Hà Ga-enwenụ Okwukwe?
244 105 Jizọs Ejiri Osisi Fig Kụziere Ndị Na-eso Ụzọ Ya Inwe Okwukwe
246 106 Jizọs Emee Ihe Atụ Abụọ Gbasara Ubi Vaịn
248 107 Otu Eze Agwa Ohu Ya Ka Ọ Kpọọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Oriri Agbamakwụkwọ
250 108 Otú Jizọs Si Mee Ka Mbọ A Gbara Ijide Ya Kụọ Afọ n’Ala
252 109 Jizọs Akatọọ Ndị Na-emegide Ya
254 110 Ụbọchị Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụlọ Nsọ
256 111 Ndịozi Jizọs Ajụọ Ya Ihe Ga-abụ Ihe Ịrịba Ama
260 112 Jizọs Ejiri Ihe Atụ Ụmụ Agbọghọ Na-amaghị Nwoke Kụzie Gbasara Ịmụrụ Anya
262 113 Jizọs Ejiri Ihe Atụ Talent Kụziere Ndị Na-eso Ụzọ Ya Ịdị Uchu n’Ọrụ
264 114 Kraịst Bụ́ Eze Abịa Ikpe Ndị Bụ́ Atụrụ na Ndị Bụ́ Ewu Ikpe
266 115 Ememme Ngabiga Ikpeazụ Jizọs Mere Eruo Nso
268 116 Jizọs Akụzie Ịdị Umeala n’Obi n’Ememme Ngabiga Ikpeazụ Ya
270 117 Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị
272 118 Ndịozi Jizọs Arụọ Ụka Gbasara Onye Kacha Ukwuu n’Ime Ha
274 119 Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
276 120 Ịbụ Alaka Na-amị Mkpụrụ na Ịbụ Ndị Enyi Jizọs
278 121 “Nweenụ Obi Ike! Emeriwo M Ụwa”
280 122 Ekpere Mmechi Jizọs Kpere n’Ọnụ Ụlọ Dị n’Elu
282 123 Ekpere Jizọs Kpere Mgbe Ihe Na-ewute Ya nke Ukwuu
284 124 A Raara Kraịst Nye ma Jide Ya
286 125 A Kpọọrọ Jizọs Gakwuru Anas, Mechaa Kpọrọ Ya Gakwuru Keyafas
288 126 Pita Agọnahụ Jizọs n’Ụlọ Keyafas
290 127 Ndị Sanhedrin Ekpee Jizọs Ikpe, Mechaa Kpọgara Ya Paịlet
292 128 Paịlet na Herọd Achọpụta na Aka Jizọs Dị Ọcha
294 129 Paịlet Agwa Ndị Juu, Sị: “Lee Nwoke Ahụ!”
296 130 Paịlet Akpọnye Ndị Juu Jizọs, Ha Akpọrọ Ya Gaa Igbu
298 131 Eze Aka Ya Dị Ọcha Anọrọ n’Elu Osisi Na-ahụsi Anya
300 132 “N’ezie, Nwoke A Bụ Ọkpara Chineke”
302 133 A Kwadebere Ozu Jizọs ma Buru Ya Gaa Lie
304 134 Ili Jizọs Atọgbọrọ Chakoo n’Ihi na A Kpọlitela Ya n’Ọnwụ
306 135 Jizọs Apụta n’Ihu Ọtụtụ Ndị Mgbe A Kpọlitechara Ya n’Ọnwụ
308 136 Mgbe Jizọs Nọ n’Akụkụ Oké Osimiri Galili
310 137 Ọtụtụ Narị Mmadụ Hụrụ Jizọs Tupu E Mee Ememme Pentikọst
312 138 Kraịst Anọrọ n’Aka Nri Chineke
314 139 Jizọs Emee Ka Ụwa Ghọọ Paradaịs ma Rụchaa Ọrụ Chineke Nyere Ya