Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
Akwụkwọ a kọrọ ihe ndị mere ná ndụ Jizọs na ozi o jere n’ụwa. O mere ka anyị mara ụdị onye Jizọs bụ, ihe ndị ọ kụziri, ihe ndị o mere, na uru ha baara anyị.
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
Nke E Biri n’Ọnwa Julaị 2025
Igbo (jy-IB)
© 2015
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA