Ihe Ndị Dị n’Ime Ya
Peeji
9 Na-enweta Obi Ụtọ n’Okwu Chineke
13 “Lezienụ Anya Otú Unu Si Aṅa Ntị”
17 Ị Pụrụ Imeziwanye Ikike Icheta Ihe Gị
21 Tinyesie Mgbalị Ike n’Ịgụ Ihe
43 Ịkwadebe Okwu Onye Mmụta Maka Ụlọ Akwụkwọ
47 Ịkwadebe Okwu A Ga-agwa Ọgbakọ
52 Ịkwadebe Okwu A Ga-ekwu n’Ihu Ọha
56 Zụlite Ikike Gị Dị Ka Onye Ozizi
62 Ụzọ Isi Mee Ka Nkà Inwe Mkparịta Ụka Ka Mma
66 Mara Otú I Kwesịrị Isi Zaghachi
71 Iji Akwụkwọ Ozi Na-ezirịta Ozi
78 Usoro Iji Zụlite Ikike Dị Ka Ọkà Okwu na Onye Ozizi
82 Jiri Ọnọdụ Okwu Dịgasị Iche Iche Na-eme Ihe
Ụzọ Isi Meziwanye Ihe
Peeji Ihe Ọmụmụ
86 2 E Kwuru Okwu n’Ụzọ Doro Anya
93 4 Ikwu Okwu n’Ụzọ Na-aga Were Were n’Ọnụ
101 6 Imesi Echiche Okwu Ike n’Ụzọ Kwesịrị Ekwesị
105 7 E Mesiri Echiche Ndị Bụ́ Isi Ike
115 10 Ịnụ Ọkụ n’Obi
121 12 Mmegharị Ahụ́ na Ọdịdị Ihu
124 13 Ile Ndị Ị Na-agwa Okwu Anya
128 14 Ikwu Okwu Otú I Si Ekwu Okwu
135 16 Ahụ́ Iru Ala
145 19 A Gbara Ume Iji Bible Eme Ihe
147 20 E Webatara Akwụkwọ Nsọ n’Ụzọ Dị Irè
150 21 E Ji Imesi Okwu Ike Kwesịrị Ekwesị Gụọ Akwụkwọ Nsọ
153 22 E Ji Akwụkwọ Nsọ Mee Ihe n’Ụzọ Ziri Ezi
157 23 E Mere Ka Uru Ọ Bara Doo Anya
160 24 Okwu Ndị A Họọrọ Iji Mee Ihe
170 26 Ịkọwapụta Okwu n’Ụzọ Ezi Uche Dị na Ya
174 27 Ikwu Okwu n’Agụghị Ya Agụ
181 29 Ọdịdị Ụda Olu
186 30 E Gosiri Mmasị n’Ebe Onye nke Ọzọ Nọ
190 31 A Kwanyeere Ndị Ọzọ Ùgwù
197 33 E Gosipụtara Akọ Ma Guzosie Ike
202 34 Ọ Na-ewuli Elu Ma Bụrụ nke A Pụrụ Iji Mee Ihe
206 35 Nkwughachi Iji Mesie Okwu Ike
212 37 E Mere Ka Ihe Ndị Bụ́ Isi Ihe Pụta Ìhè
215 38 Okwu Mmeghe nke Na-akpasu Mmasị
223 40 Izi Ezi nke Ihe E Kwuru
230 42 Ndị Na-ege Gị Ntị Mụtara Ihe na Ya
234 43 Iji Ebe Ihe Omume E Kenyere Sitere Mee Ihe
236 44 Iji Ajụjụ Eme Ihe n’Ụzọ Dị Irè
244 46 Ihe Atụ Ndị Sitere n’Ọnọdụ Ndị A Maara nke Ọma
247 47 Iji Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Eme Ihe n’Ụzọ Dị Irè
255 49 E Kwuru Ihe Ndị Ziri Ezi Iji Kwadoo Ya
263 51 E Debere Oge, E Kebiri Ya Otú Kwesịrị Ekwesị
268 53 A Gbara Ndị Na-ege Ntị Ume Ma Wusie Ha Ike
272 Ozi Anyị Na-aghaghị Ịkpọsa
282 Ntụziaka Nye Ndị Nlekọta Ụlọ Akwụkwọ
286 Ndepụta Ntụaka