Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
“Mụ onwe m bụ Jehova, Chineke gị, Onye na-ezi gị ime ihe na-aba uru, Onye na-eme ka ị zọọ ije n’ụzọ ị ga-ejeso.”—Aịsa. 48:17.
© 2001
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA
All Rights Reserved
Ndị bipụtara akwụkwọ a
WATCHTOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF NEW YORK, INC.
Brooklyn, New York, U.S.A.
Anaghị ere akwụkwọ a ere. Akwụkwọ a so n’ọrụ ịkụzi Baịbụl a na-arụ n’ụwa dum nke e ji onyinye afọ ofufo akwado.
Ọ gwụla ma e gosiri nsụgharị ọzọ, nsụgharị Bible e ji mee ihe maka Akwụkwọ Nsọ Grik bụ Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst, nsụgharị e jikwa mee ihe maka Akwụkwọ Nsọ Hibru bụ Bible Nsọ nke Union Version. E mewo ka nsụpe okwu nke nsụgharị abụọ ahụ kwekọọ n’ụdị e ji eme ihe n’oge a. N’ebe e dere NW ka ọ na-eso nhota okwu, ọ na-egosi na nsụgharị ahụ sitere na New World Translation of the Holy Scriptures—With References nke dị n’asụsụ Bekee.