Peji nke Abụọ
Okpukpe n’Agha Chineke Ọ̀ Na-akwado Ya? 3-11
N’akụkọ ihe mere eme nile, ndị mmadụ egbuwo mmadụ n’aha Chineke. À pụrụ ịgọpụ ogbugbu dị otú ahụ? Gịnị bụ echiche Chineke?
Ikpe na Ogbugbu nke “Onye Jụrụ Okwukwe” 16
Njụta Okwukwe nke Katọlik kpatara ọnwụ nke ọtụtụ puku mmadụ. Gịnị mere chọọchị ji gbachi nkịtị n’ime ihe ike a?
Ugbu A Obi Dị M Ụtọ Ịdị Ndụ! 20
Ọ bụ ezie na Ginger chọburu ịnwụ n’otu oge—ọ nwara ọbụna igbu onwe ya—ugbu a obi dị ya ụtọ ịdị ndụ. Mata ihe kpatara ya.
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Ihu akwụkwọ: Alexandra Boulat/Sipa Press
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Bibliothèque Nationale, Paris