Peji nke Abụọ
Ubi Zuru Ụwa Nile Nrọ Ka Ọ̀ Bụ Ihe Ga-eme Eme n’Ọdịnihu? 3-10
Ndị mmadụ na-enwe mmasị n’ubi dị jụụ ndị nwere okooko osisi, ihe ọkụkụ, iyi, na ọdọ mmiri. Gụọ otú ụwa nile ga-esi ghọọ ubi mara mma.
Nrigbu Ụmụaka n’Ụzọ Mmekọahụ—Nsogbu Zuru Ụwa Ọnụ 11
Nke a kpọrọ ‘ụdị mpụ obi ọjọọ na nke na-asọ oyi karịsịa.’ Gịnị bụ ngwọta ya?
À Pụrụ Ịzọpụta Alụmdi na Nwunye Mgbe E Nwesịrị Ekwesịghị Ntụkwasị Obi? 23
Mgbe di ma ọ bụ nwunye na-ekwesịghị ntụkwasị obi, ọ̀ bụ iwu na a ga-egbubi ihe nkekọ alụmdi na nwunye ahụ?