Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g97 3/8 p. 32
  • Anyasị A Ga-echeta

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Anyasị A Ga-echeta
  • Teta!—1997
Teta!—1997
g97 3/8 p. 32

Anyasị A Ga-echeta

SUNDAY, MARCH 23, 1997

N’ANYASỊ AHỤ tupu ọ nwụọ, Jisọs Kraịst guzobeere ndị na-eso ụzọ ya Ememe Ncheta nke ọnwụ ya. N’otu oge nri dị mfe nke o ji mmanya na achịcha na-ekoghị eko mee ihe dị ka ihe nnọchianya, Jisọs nyere iwu, sị: “Na-emenụ nke a ka unu wee na-echeta m.”—Luk 22:19.

Ndịàmà Jehova na-akpọ gị òkù n’ụzọ na-ekpo ọkụ isonyere ha n’icheta Ememe Ncheta a a na-eme kwa afọ. N’afọ a a ga-enwe ya mgbe anyanwụ dasịrị na Sunday, March 23, bụ́ ụbọchị kwekọrọ na Nisan 14 na kalenda Bible nke e ji ọnwa na-agụ. Biko chọpụta n’aka Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị maka kpọmkwem ebe a ga-ezukọ na oge.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya