Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2 Ime Mkpo Akwụkwọ Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A Ihe Ndị Dị n’Ime Akwụkwọ A Ihe Ndị Nne na Nna Ga-eburu n’Obi Olee Ebe M Ga-esi Enweta Ndụmọdụ Kacha Mma? Nkọwa nke Okwu Ndị Bụ Isi Dị n’Akwụkwọ A NKEBI NKE 1 Okwu Nwoke na Nwaanyị Àchọwala M Ịlụ Di Ma Ọ Bụ Nwunye? Olee Ihe Ọjọọ Dị na Nwoke na Nwaanyị Ịkpa na Nzuzo? Ihe Ọ̀ Ga-adabara Mụ na Onye A Ma Anyị Lụọ? Onye M Ga-eṅomi—Nwa Agbọghọ Shulem Olee Ihe Nwoke na Nwaanyị Ga-eme, Ya Abụrụ Ịgafe Ókè? Gịnị Mere M Ga-eji Nọrọ n’Amaghị Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị? Onye M Ga-eṅomi—Josef Ebe M Ga-ede Ihe—Okwu Nwoke na Nwaanyị NKEBI NKE 2 Mgbanwe Ị Na-enwe n’Ahụ́ Gị Gịnị Na-eme Ahụ́ M? Gịnị Ka M Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Otú M Dị Adịghị Mụ Mma? Gịnị Mere M Ji Arịakarị Ọrịa? Ebe M Ga-ede Ihe—Mgbanwe Ị Na-enwe n’Ahụ́ Gị NKEBI NKE 3 Okwu Enyi na Enyi Gịnị Ka M Ga-eme Mgbe Owu Na-ama M? Gịnị Mere Enyi M Ji Kpasuo M Iwe? Onye M Ga-eṅomi—Lidia Ọ̀ Dị Njọ Imeta Ndị Enyi n’Ịntanet? Gịnị Dị Njọ n’Ịgba Asịrị? Ebe M Ga-ede Ihe—Okwu Enyi na Enyi NKEBI NKE 4 Ụlọ Akwụkwọ na Ndị Ọgbọ Gị Olee Otú M Ga-esi Mekwuo nke Ọma n’Ụlọ Akwụkwọ? Olee Otú M Ga-esi Chebe Onwe M n’Ụlọ Akwụkwọ? Olee Otú M Ga-esi Merie Nsogbu Ndị Ọgbọ M Na-enye M? Ndị M Ga-eṅomi—Ndị Hibru Atọ Ọ Bụrụ na M Na-ebi Ndụ Ihu Abụọ, Ònye Ka M Kwesịrị Ịgwa? Olee Ihe M Kwesịrị Ịma Banyere Imeta Ndị Enyi n’Ụlọ Akwụkwọ? Ebe M Ga-ede Ihe—Ụlọ Akwụkwọ na Ndị Ọgbọ Gị NKEBI NKE 5 Okwu Ego Olee Otú M Ga-esi Akpata Ego? Olee Otú M Ga-esi Eji Ego M Na-eme Ihe Bara Uru? Gịnị Ka M Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Ezinụlọ Anyị Dara Ogbenye? Onye M Ga-eṅomi—Nwaanyị Di Ya Nwụrụ nke Dara Ogbenye Ebe M Ga-ede Ihe—Okwu Ego NKEBI NKE 6 Papa Gị na Mama Gị Olee Otú M Ga-esi Die Mba A Na-abara M? Gịnị Mere E Ji Enye M Ọtụtụ Iwu? Gịnị Ka M Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Ọgwụ Ike Ma Ọ Bụ Mmanya Eriela Papa M Ma Ọ Bụ Mama M Ahụ́? Onye M Ga-eṅomi—Hezekaya Olee Ihe M Kwesịrị Ime Ma Papa M na Mama M Sewe Okwu? M̀ Nwere Ike Inwe Obi Ụtọ Ma Ọ Bụrụ na M Si n’Ezinụlọ Nwere Naanị Nne Ma Ọ Bụ Nna? Ebe M Ga-ede Ihe—Papa Gị na Mama Gị NKEBI NKE 7 Otú Obi Na-adị Gị Olee Otú M Ga-esi Na-ejide Onwe M? Gịnị Mere M Ji Achọ Ka M Zuo Okè? Onye M Ga-eṅomi—Pọl Gịnị Ka M Ga-eme Ka Mụ na Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị Ibe M Ghara Inwe Mmekọahụ? Olee Otú M Ga-esi Eme Ka Mmekọahụ Pụọ M n’Obi? Ebe M Ga-ede Ihe—Otú Obi Na-adị Gị NKEBI NKE 8 Ntụrụndụ M̀ Kwesịrị Igwu Egwuregwu Kọmputa? Gịnị Ka M Ga-eme Ka Egwú Ghara Iri M Isi? Onye M Ga-eṅomi—Devid Olee Ụdị Ntụrụndụ M Kwesịrị Inwe? Gịnị Mere Ekwesịghị M Ile Foto Ndị Gba Ọtọ? Ebe M Ga-ede Ihe—Ntụrụndụ NKEBI NKE 9 Uto Ime Mmụọ Gị Gịnị Mere M Ga-eji Na-eme Ihe Baịbụl Kwuru? Onye M Ga-eṅomi—Esaf Olee Otú M Ga-esi Abụ Enyi Chineke? Olee Otú M Ga-esi Akọwara Ndị Ọzọ Ihe M Kweere Banyere Chineke? È Kwesịrị Ime M Baptizim? Gịnị Ka M Ga-eji Ndụ M Eme? Ebe M Ga-ede Ihe—Uto Ime Mmụọ Gị Otú M Si Achọta Ebe M Dere Ihe Ime Azụ Mkpo Akwụkwọ A Mkpo Azụ nke Akwụkwọ A