Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w25 Disemba p. 32
  • Mee Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Ga-azọpụtali Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Ga-azọpụtali Gị
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Tụkwasị Jehova Obi Gị Nile
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Jehova Kwesịrị Ịbụ Obi Ike Anyị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Mee Ka Ntụkwasị Obi Gị n’Ebe JEHOVA Nọ Sikwuo Ike
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Ị Ga-atụkwasịli Ụmụnna Gị Obi
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
w25 Disemba p. 32

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Mee Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Ga-azọpụtali Gị

Gụọ Ọnụ Ọgụgụ 13:25–14:4 ka ị hụ otú ndị Izrel si gosi na ha atụkwasịghị Jehova obi.

Matakwuo ihe ndị merenụ. Gịnị mere obi ji kwesị isi ndị Izrel ike na Jehova ga-azọpụtali ha mgbe ha si n’Ijipt pụọ? (Ọma 78:12-16, 43-53) Gịnị mere ha ji kwụsị ịtụkwasị Jehova obi? (Diut. 1:26-28) Olee otú Joshụa na Keleb si gosi na ha tụkwasịrị Jehova obi?​—Ọnụ Ọgụ. 14:6-9.

Mekwuo nchọnchọ. Gịnị ka ndị Izrel gaara eme ka obi sikwuo ha ike na Jehova ga-azọpụtali ha? (Ọma 9:10; 22:4; 78:11) Olee otú ịtụkwasị Jehova obi si gbasa ịkwanyere ya ùgwù?​—Ọnụ Ọgụ. 14:11.

Chee ihe ndị ọ na-akụziri gị. Jụọ onwe gị, sị:

  • ‘Olee oge ndị o nwere ike isiri m ike ịtụkwasị Jehova obi?’

  • ‘Gịnị ka m ga-eme ka m tụkwasịkwuo Jehova obi ugbu a nakwa n’ọdịnihu?’

  • ‘Gịnị ka obi siri m ike na ya ka oké mkpagbu ji ọsọ na-abịa?’​—Luk 21:25-28.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya