Chineke ọ̀ na-anụ ekpere anyị n’eziokwu?
“Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka ụdị mmadụ niile ga-abịakwute.”—Abụ Ọma 65:2.
Baịbụl gwara anyị
Otú e si ekpe ekpere.—Matiu 6:7-13.
Na Chineke na-aza ekpere anyị si n’ala ala obi anyị kpee.—Matiu 7:7, 8.
Gaa na jw.org ka ị matakwuo banyere isiokwu a.
© 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania