Olee otú Alaeze Chineke ga-esi akwụsị nsogbu anyị niile?
‘Ndị ajọ omume agaghịzi anọ. Ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa.’—Abụ Ọma 37:10, 11.
Baịbụl mere ka anyị mata na Alaeze Chineke
Bụ ọchịchị dị adị n’eluigwe.—Daniel 2:44; 7:14.
Ga-egboro anyị mkpa anyị niile.—Aịzaya 65:21-23.
Gaa na jw.org ka ị matakwuo banyere isiokwu a.
© 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania