Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwbq isiokwu 7
  • Chineke Ọ̀ Dị Adị n’Eziokwu?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Chineke Ọ̀ Dị Adị n’Eziokwu?
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Baịbụl kwuru
  • Kpakpando Na-egosi Ike Chineke
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Ònye Bụ Jehova?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Ịmụ Banyere Ihe Ị Na-apụghị Ịhụ Anya
    Obi Ụtọ—Ụzọ E Si Enweta Ya
  • Gịnị Bụ Mmụọ Nsọ Chineke?
    Teta!—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
ijwbq isiokwu 7
Onye na-ele kpakpando

Chineke Ọ̀ Dị Adị n’Eziokwu?

Ihe Baịbụl kwuru

Anyị lee anya gburugburu anyị, anyị ga-ahụ ọtụtụ ihe ndị na-egosi na Chineke dị. Baịbụl kwuru, sị: “N’ezie, ụlọ ọ bụla nwere onye rụrụ ya, ma onye rụrụ ihe niile bụ Chineke.” (Ndị Hibru 3:4) Nke bụ́ eziokwu bụ na i chee echiche nke ọma banyere otú ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa si na-arụ ọrụ, otú ihe ndị dị ndụ si malite, ma ọ bụ otú ụbụrụ mmadụ si arụ ọrụ, ị ga-ekweta na o nwere onye kere ihe ndị a, nakwa na onye ahụ karịrị mmadụ.

Ma ọ bụghị naanị ihe ndị e kere eke ga-eme ka anyị mata banyere Chineke. Baịbụl ga-enyekwara anyị aka. Ọ bụrụ na ị gụọ Baịbụl ma hụ otú amụma ndị e dere na ya si na-emezu, ị ga-ahụ ihe ndị na-egosi na Chineke dị. Ihe ọzọ dị mkpa ị ga-ahụ bụ otú Chineke si mesoo ndị mmadụ ihe, bụ́ nke ga-eme ka ị mata ụdị onye ọ bụ, matakwa na ihe na-emetụ ya n’ahụ́ nakwa na o nwere ike ịhụ mmadụ n’anya ma ọ bụ kpọọ ya asị. (Abụ Ọma 11:5; Jọn 3:16) Baịbụl ga-emekwa ka ị mata na ihe anyị mere nwere ike kpasuo Chineke iwe ma ọ bụ mee ya obi ụtọ.—Abụ Ọma 78:40, 41.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya