Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w26 Mee p. 32
  • Were Ife Jehova Ka Ihe Kacha Mkpa Ka Manen

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Were Ife Jehova Ka Ihe Kacha Mkpa Ka Manen
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2026
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nọrọnụ na Nche n’Oge Ikpeazụ A
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Bible Ọ̀ Na-akatọ Agụmakwụkwọ?
    Teta!—1998
  • Ndị Ntorobịa Ndị Na-echeta Onye Kere Ha
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • Mee Ezigbo Mkpebi Gbasara Ịgụkwu Akwụkwọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2026
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2026
w26 Mee p. 32

ONYE A KỌRỌ AKỤKỌ YA NA BAỊBỤL

Were Ife Jehova Ka Ihe Kacha Mkpa Ka Manen

Manen so ná ndị Chineke ji na-eduzi ọgbakọ dị n’Antiọk n’oge ndịozi. “Ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ.” (Ọrụ 13:1) N’ihi ya, o doro anya na Manen gụrụ ezigbo akwụkwọ. O nwekwara ike ịbụ na a mụrụ ya n’ezinụlọ bara ọgaranya.

N’agbanyeghị ụdị ezinụlọ Manen si, o kpebiri ịghọ Onye Kraịst ma na-akwado ọgbakọ. Ebe ọ bụ na ọ gụrụ akwụkwọ, marakwa ndị ọnụ na-eru n’okwu, ọ gaara eji ya enweta ihe ndị ga-abara naanị onwe ya uru. Mana, o meghị otú ahụ. Kama, o jeere ụmụnna ya ozi.

Akụkọ Manen na-egosi na ife Jehova dị mkpa karịa ịchọwa ịbụ onye a ma ama n’ụwa ma ọ bụ ịchụ ego. Dị ka Manen, anyị kwesịrị iwere ofufe Jehova ka ihe dị mkpa karịa ịbụ aka ji akụ̀ ma ọ bụ ịbụ onye a ma ama n’ụwa. (Mat. 6:33) Ihe ọzọ bụ na, n’agbanyeghị na anyị ma na agụmakwụkwọ dị mkpa, anyị “na-achọpụta ihe ndị ka mkpa,” ma na-agbalịsi ike ka ihe ndị ọzọ ghara igbochi anyị iwere ofufe Jehova ka ihe kacha mkpa.​—Fil. 1:9, 10.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya