Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
ISIOKWU NDỊ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
2 Akụkọ Ndụ—Jehova Na-azụ M Kemgbe M Bụ Nwata
Isiokwu A Ga-amụ na Jun 8 ruo 14, 2026
8 “Chineke, Onye Eziokwu,” Na-emezu Nzube Ya Mgbe Niile
Isiokwu A Ga-amụ na Jun 15 ruo 21, 2026
14 Na-ele Nsogbu Anya Otú Kwesịrị Ekwesị
Isiokwu A Ga-amụ na Jun 22 ruo 28, 2026
20 Mụta Ihe n’Aka “Chineke nke Na-akasi Ndị Mmadụ Obi”
Isiokwu A Ga-amụ na Jun 29, 2026 ruo Julaị 5, 2026
26 Na-eme Ka Gị na Di Gị Ma Ọ Bụ Nwunye Gị Na-adịkwu ná Mma
32 Ihe I Nwere Ike Ịmụ—Otú Ị Ga-esi Aghọta Ihe Atụ Ndị E Mere na Baịbụl