Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w25 Nọvemba p. 32
  • “Onyinye Si n’Aka Chineke”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Onyinye Si n’Aka Chineke”
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Na-agbanụ Ibe Unu Ume Kwa Ụbọchị”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • Mbọ Ndị Mmadụ Na-agba Ịchọta Onyinye Kacha Mma
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
  • Gịnị Mere Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị Ji Dị Oké Ọnụ Ahịa?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
  • Ikike Ndọrọ—Ịja Mma Nye Mmadụ Ka Ọ Bụ Otuto Nye Chineke?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
w25 Nọvemba p. 32

IHE BAỊBỤL KWURU

“Onyinye Si n’Aka Chineke”

Anyị na ụmụnna anyị ịnọkọ na-agba anyị ume. Ma, ihe anyị ga-eme iji gbaa ibe anyị ume abụghị naanị anyị na ụmụnna anyị ịnọkọ. Baịbụl kpọrọ anyị na ụmụnna anyị ịgba ibe anyị ume “onyinye si n’aka Chineke.” (Rom 1:11, 12) Olee otú onyinye ahụ ga-esi baara anyị ezigbo uru?

Jiri ihe ndị ị na-ekwu na-agba ndị ọzọ ume. Dị ka ihe atụ, ị zawa ajụjụ n’ọmụmụ ihe, kpachara anya ka ihe ị ga-ekwu ghara ịbụ naanị gbasara onwe gị, kama ka ọ bụrụ gbasara Jehova, Baịbụl, nakwa ụmụnna gị. Gị na ụmụnna gị kparịtawa, na-ekwu gbasara ihe ndị ga-agba ha ume.

Jiri ihe ndị ị na-eme na-agba ndị ọzọ ume. Dị ka ihe atụ, o nwere ike ịbụ na ị kwụsịghị ije ozi oge niile n’agbanyeghị na ọ dịghịrị gị mfe ma ọ bụkwanụ na ị na-abịachi ọmụmụ ihe etiti izu anya n’agbanyeghị na ahụ́ adịghị gị ma ọ bụ na ọrụ gị na-eme ka ike na-agwụ gị. Ihe a nwere ike ịgba ụmụnna gị ume.

Ihe ndị ị na-ekwu na ihe ndị ị na-eme hà na-agba ụmụnna gị ume? Ụmụnna gị kwuo ma ọ bụ mee ihe ga-agba gị ume, ị̀ na-achọpụta ya?

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya