Nke A Na-amụ Amụ
MACH 2021
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: MEE 3 RUO JUN 6, 2021
© 2020 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ebe Devid na-azụ atụrụ nna ya. Ọ ma ọrụ ya nke ọma, bụrụkwa onye e nwere ike ịtụkwasị obi. O chebedịrị atụrụ nna ya mgbe anụ ọhịa bea bịara iri ha (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 9, paragraf nke 4)