Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Olee Otú M Ga-esi Zụọ Akọnuche M?
Otú akọnuche gị si arụ ọrụ na-egosi ụdị onye ị bụ. Gịnị ka akọnuche gị na-ekwu gbasara gị?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.
ṄOMIE OKWUKWE HA
Meri Magdalin bụ otu n’ime ndị na-eso ụzọ Jizọs bu ụzọ hụ ya mgbe a kpọlitere ya n’ọnwụ. O so ná ndị ziri ndị ọzọ ozi a na-eme obi ụtọ.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie ṄOMIE OKWUKWE HA.