Nke A Na-amụ Amụ
ỌKTOBA 2020
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: DISEMBA 7, 2020 RUO JENỤWARỊ 3, 2021
© 2020 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
È nwere ihe ga-aka eme ọgbakọ obi ụtọ karịa ịhụ ka onye a na-amụrụ Baịbụl mere baptizim? (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 41, paragraf nke 1)