Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA
Mpempe Akwụkwọ Dị n’Okpuru Ígwè E Ji Asa Ákwà
Otu nwaanyị si n’ụzọ pụrụ iche kụziere ụmụ ya nwaanyị eziokwu Baịbụl.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ, pịa AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA, pịzie HA KWESỊRỊ NTỤKWASỊ OBI MGBE A NA-AKPAGBU HA.
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Ọ bụrụ na ị chọrọ ifelata, ihe ị kwesịrị ime abụghị ịna-ebu ọnụ mgbe ụfọdụ. Kama, ihe ị ga-eme bụ ịna-eme ihe ndị ga-eme ka i nwee ezi ahụ́ ike.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa NDỊ NA-ETO ETO, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.