Nke A Na-amụ Amụ
SEPTEMBA 2020
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: NỌVEMBA 2–DISEMBA 6, 2020
© 2020 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ebe ụmụnna nwaanyị na-anụ ọkụ n’obi na-eme ihe dị iche iche n’ofufe Jehova, dị ka, ịza ajụjụ n’ọmụmụ ihe, ikwusa ozi ọma, inye aka elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze, na igosi ụmụnna ha na ha hụrụ ha n’anya (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 39, paragraph nke 1)