Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
ṄOMIE OKWUKWE HA
Jehova Mere Ka Nsogbu Job Kwụsị
Ọ bụrụ na anyị ekwesị ntụkwasị obi ka Job, anyị ga-eme ka obi jọọ Ekwensu njọ, meekwa ka obi dị onye ahụ hụrụ anyị n’anya bụ́ Jehova ụtọ
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa INWE OKWUKWE NA CHINEKE, pịzie ṄOMIE OKWUKWE HA.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Mmadụ abụọ na-ezughị okè lụọ, ha ga na-enwe nsogbu. Inwe ndidi ga-enyere ha aka imeri nsogbu ndị ahụ ma na-ebi n’udo.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ALỤMDI NA NWUNYE NA EZINỤLỌ, pịzie ALỤMDI NA NWUNYE.