Nke A Na-amụ Amụ
JULAỊ 2020
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: ỌGỌST 31 RUO SEPTEMBA 27, 2020
© 2020 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Devid atụghị ụjọ ịlụso Golayat ọgụ n’agbanyeghị na ọ bụ nwatakịrị, yiekwa onye na-adịghị ike. Ọ tụkwasịrị Jehova obi n’ihi na ọ ma na Jehova ga-enye ya ike imeri Golayat. Jehova nyekwaara ya aka (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 29, paragraf nke 11)