Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Otú Ị Ga-esi Enyere Nwa Gị Aka Ma O Mejọọ Ihe
Ụmụ gị nwere ike imejọ ihe ụfọdụ ugbu a ma ọ bụ n’ọdịnihu. Nke a nwere ike ime ka obi jọwa ha njọ. Olee otú ị ga-esi enyere ha aka inweta onwe ha?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ALỤMDI NA NWUNYE NA EZINỤLỌ, pịzie ỊZỤ ỤMỤ.
AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA
Gịnị mere Ndịàmà Jehova ise ka na-eto ji kata obi nyere otu nwoke aka n’agbanyeghị na snoo na-ada, ezigbo oyi ana-atụkwa?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ pịa AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA, pịzie ỊKỤZIRI NDỊ MMADỤ EZIOKWU DỊ NA BAỊBỤL.