Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb26 Jenụwarị p. 11
  • Febụwarị 9-15

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 9-15
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2026
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2026
mwb26 Jenụwarị p. 11

FEBỤWARỊ 9-15

AỊZAYA 33-35

Abụ nke 3 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. “Ọ Bụ Ya Na-echebe Unu”

(Nkeji 10)

Rịọ Jehova ka o nyere gị aka ka ị kwụsie ike n’oge ọnwụnwa bịaara gị (Aịza. 33:6a; w24.01 22 ¶7-8)

Na-arịọ ya ka ọ kụziere gị ihe ma mee ka ị mara ihe, ka i nwee ike na-eme mkpebi ndị dị mma (Aịza. 33:6b; w21.02 29 ¶10-11)

Tụkwasị Jehova obi ka ị hụ otú Aịzaya 33:24 ga-esi emezu (ip-1 352-355 ¶21-22)

Ebe nwanna nwaanyị na-echebara ihe ọ na-agụ mgbe o ji tablet ya na-amụ ihe echiche. E nwekwara obere foto na-egosi ụgbọ mmiri nke nwere ihe na-eme ka ụgbọ mmiri kwụrụ chịm n’oge e nwere oké ifufe.

Jiri ihe ndị anyị ji eme nchọnchọ mee ka ị kwụsie ike

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Aịza. 35:8​—Gịnị ka “Ụzọ Dị Nsọ” nọchiri anya ya n’oge a? (w23.05 15 ¶8)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Aịza. 35:1-10 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gosi mmadụ vidio si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)

6. Okwu

(Nkeji 5) lmd ihe ndị ọzọ a kọwara nke A nọmba nke 15​—Isiokwu: Baịbụl Na-akụziri Anyị Otú E Si Ekpe Ekpere. (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 41

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) lfb isi nke 60-61

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 23 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya