Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb26 Jenụwarị p. 8-9
  • Jenụwarị 26–Febụwarị 1

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 26–Febụwarị 1
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2026
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2026
mwb26 Jenụwarị p. 8-9

JENỤWARỊ 26–FEBỤWARỊ 1

AỊZAYA 28-29

Abụ nke 28 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Jiri Ọnụ Gị na Obi Gị Na-asọpụrụ Jehova

(Nkeji 10)

Aịzaya baara ndị isi okpukpe e nwere n’oge ya mba maka na ha bụ ndị ihu abụọ (Aịza. 29:13; ip-1 299 ¶23)

Jizọs gwara ndị isi okpukpe e nwere n’oge ọ nọ n’ụwa otu ihe ahụ Aịzaya kwuru (Mat. 15:7-9; w21.05 9 ¶7)

Jehova chọrọ ka ndị na-efe ya ‘jiri obi ha na-erubere ya isi’ (Rom 6:17; w24.06 10 ¶8)

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe nwanna nwoke na-eme ihe omume n’ọmụmụ ihe. N’akụkụ ya, e nwere tiivi na-egosi ebe otu ezinụlọ na-enwe ofufe ezinụlọ. 2. Ebe nwanna nwoke ahụ na ndị ezinụlọ ya na-enwe ofufe ezinụlọ nke ha.

Jehova na-ahụ mgbe anyị na-eme ihe anyị na-ekwusa, ọ na-emekwa ya obi ụtọ

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Aịza. 29:1​—Gịnị mere o ji daba adaba na a kpọrọ Jeruselem Ariel? (it “Ariel” ¶1; it “Ariel” Nke 3)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Aịza. 29:13-24 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 2) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Chọpụta isiokwu ga-amasị onye ahụ. Mee ndokwa otú ị ga-esi akpọtụrụ ya mgbe ọzọ. (lmd isi nke 1 nọmba nke 5)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Zaa ajụjụ onye ahụ jụrụ n’oge gara aga unu kwurịtara okwu. (lmd isi nke 9 nọmba nke 3)

6. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 2) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gwa ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl nakwa na ị chọrọ ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 10 nọmba 3)

7. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 4) lff isi nke 18 nọmba nke 6-7 (lmd isi nke 11 nọmba nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 89

8. “M Na-eme Ihe Dị Ya Mma Mgbe Niile”

(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

E nwere mgbe Jizọs kwuru, sị: “M na-eme ihe dị [Jehova] mma mgbe niile.” (Jọn 8:29) Anyị na-eme ka Jizọs, na-agbalị ike anyị niile ịna-eme ihe otú Jehova kwuru. Ọ bụ eziokwu na o nwere ike ọ bụghị mgbe niile ka ọ ga-adịrị anyị mfe ime otú ahụ, ma ime ya na-abara anyị uru mgbe niile.

Foto ndị na-egosi: Foto dị iche iche si na vidio bụ́ “Na-eme Ihe Otú Jehova Kwuru.” 1. Joel Adams. 2. Garrick Diaz. 3. Lars Carlsen.

Kpọnye VIDIO Bụ́ Na-eme Ihe Otú Jehova Kwuru. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Gịnị ka anyị mụtara gbasara ịna-eme ihe otú Jehova kwuru mgbe a na-akpagbu anyị, mgbe a na-anwa anyị ka anyị mee omume rụrụ arụ, ma ọ bụ mgbe mpako chọrọ ime ka onwe anyị buwe anyị isi?

9. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 7)

10. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) lfb isi nke 56, okwu mmalite nkebi nke 10, na isi nke 57

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 55 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya