Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọgọst 17
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 17
Abụ nke 5 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 29 ¶1-10 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ndị Eze 1-4 (Nkeji 8)
Nke 1: 2 Ndị Eze 1:11-18 (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Mere na Anyị Ekwesịghị Ikwe Ka Ihe Ndị Anyị Hapụrụ Fewe Jehova Gụwa Anyị Agụụ—Luk 9:62 (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Anyị Kwesịrị Ime Ka Anyị na Chineke Dịrị ná Mma—igw p. 28 ¶5–p. 29 ¶3 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Isiokwu Ọnwa A: ‘Mụ onwe m na ezinụlọ m ga-efe Jehova.’—Jọsh. 24:15.
Nkeji 30: “Okwu Ndị A . . . Ga-adị n’Obi Gị.” Ajụjụ na azịza. Jiri ihe dị na paragraf nke mbụ kwuo okwu mmeghe, jirikwa paragraf nke ikpeazụ kwuo okwu mmechi. Gbuokwa okwu gị nkenke.
Abụ nke 88 na Ekpere