Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/10 p. 8
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 6
  • Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 6
Ozi Alaeze Anyi—2010
km 11/10 p. 8

Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 6

IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 6

Abụ nke 21

□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

cf isi nke 14 ¶10-16

□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ihe E Mere 10-14

Nke 1: 2 Ihe E Mere 13:1-12

Nke 2: Olee Otú Jehova Si Echebe Ndị Na-eguzosi Ike n’Ebe Ọ Nọ? (Ọma 37:28)

Nke 3: Ihe Mere Ikwere na Jizọs Kraịst Ji Dị Oké Mkpa Iji Nweta Nzọpụta (td 21B)

□ Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 102

Nkeji 10: Ịma ọkwa. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kọọ ahụmahụ ndị ha nwetara mgbe ha na-enyefe broshuọ bụ́ Ihe Baịbụl Na-ekwu ma ọ bụ mgbe ha ji ya na-amalitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl.

Nkeji 15: Mkpa ọgbakọ.

Nkeji 10: Otú E Si Akwanyere Ndị Ọzọ Ùgwù Mgbe Anyị Nọ Ozi Ọma. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 190 ruo peeji nke 192, paragraf nke 2.

Abụ nke 128

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya