Akụkọ Ozi
Malite n’ọnwa Septemba afọ gara aga ruo n’ọnwa Mee afọ a, e kepụtala otu narị ọgbakọ na ọgbakọ iri abụọ na atọ. Obi dịkwa anyị ụtọ ịkọrọ unu na, ná nkezi, ndị a na-eme baptizim na Naịjirịa kwa izu dị narị mmadụ abụọ na iri isii na ise.
O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.
Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.