Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na November 23
IZU NA-AMALITE NA NOVEMBER 23
Abụ nke 175
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 13 ¶1-4, igbe ndị dị na peeji nke 148-149, na nke 158-159
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Diuterọnọmi 28-31
Nke 1: Diuterọnọmi 30:1-14
Nke 2: Ihe Mere O Ji Dị Mkpa Ka Anyị Na-arụ Ọrụ (lr isi nke 42)
Nke 3: Ihe Mere Amagedọn Ga-eji Gosi Ịhụnanya Chineke (td 4B)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 206
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 5: Jikere Inyefe Ụlọ Nche na Teta! Jiri nkeji ole na ole kwuo ihe ndị dị na magazin ndị ahụ, tụọkwa aro isiokwu nwere ike ịkacha amasị ndị bi n’ókèala unu. Gwa otu onye nkwusa ka o mee ihe ngosi nke otú e nwere ike isi nyere onye nkwusa ọhụrụ aka ijikere maka ikesa magazin.
Nkeji 25: “Ikwusara Ndị Na-asụ Asụsụ Ọzọ Ozi Ọma.” Ajụjụ na azịza. A tụlechaa paragraf nke 4, gwa otu onye nkwusa ka o mee ihe ngosi nke otú e nwere ike isi mee ihe a tụlere.
Abụ nke 165