Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na September 14
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBER 14
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọnụ Ọgụgụ 26-29
Nke 1: Ọnụ Ọgụgụ 27:1-14
Nke 2: Gịnị Bụ Nduzi Echiche, Oleekwa Ihe Mere O Ji Dị Mkpa? (Efe. 6:4)
Nke 3: Jizọs Pụrụ Ichebe Anyị (lr isi nke 33)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 30: “Ì Jikerela Maka Oriri Ime Mmụọ?” Ọ bụ odeakwụkwọ ọgbakọ ga-eme ya. Kwuo mgbe ọgbakọ unu ga-aga mgbakọ. Tụleghachi “Ihe Ndị A Ga-eburu n’Uche Banyere Mgbakọ Distrikti.”