Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’August 31
IZU NA-AMALITE N’AUGUST 31
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 9 ¶13-21, igbe dị na p. 104
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọnụ Ọgụgụ 17-21
Ntụleghachi nke Ihe Ndị A Mụrụ n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 159
Nkeji 5: Ịma ọkwa. Chetara ndị nkwusa ka ha nye akụkọ ozi ha maka ọnwa August.
Nkeji 10: Otú E Si Atụgharị Uche n’Otu Isiokwu na Otú E Si Adọpụta Ihe Dị Mmadụ n’Obi. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 237, paragraf nke 3, ruo peeji nke 238, paragraf nke 4. I nwere ike ịgwa otu onye nkwusa ma ọ bụ abụọ ka ha mee ihe ngosi otú e nwere ike isi mee ihe ndị a kọwara n’isiokwu ahụ.
Nkeji 20: “Nzukọ Ozi Ubi.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 151