Akụkọ Ozi March
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 458 132.7 29.8 62.7 13.1
Pios. 27,467 51.8 13.3 20.1 5.2
Aux. Pios. 16,101 44.0 10.9 14.3 3.5
Pubs. 203,467 10.3 3.0 3.7 1.1
NGỤKỌTA 247,493 Ndị E Mere Baptizim: 442
Anyị nwere obi ụtọ ịkọ na e nwere ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa dị 247,493 na March. Nke a ji 422 karịa ọnụ ọgụgụ kasị elu anyị nwere na September. Ọnụ ọgụgụ ọhụrụ ndị ọzọ kasị elu e nwere bụ ndị ọsụ ụzọ oge nile dị 27,467, magazin dị 1,168,166, nletaghachi dị 1,568,913, na ọmụmụ Bible dị 428,612. Anyị na-ekele Jehova maka ịgọzi ọrụ anyị n’ụzọ a pụrụ iche.