Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
October 15, 2009
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
November 30, 2009–December 6, 2009
“Ka Mmụọ Chineke Mee Ka Unu Na-anụ Ọkụ n’Obi”
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 191, 177
December 7-13, 2009
“Unu na Mmadụ Niile Dịrị n’Udo”
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 159, 206
December 14-20, 2009
PEEJI NKE 13
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 224, 217
December 21-27, 2009
Otú Gị na Ndị Enyi Gị Ga-esi Na-abụ Enyi n’Ụwa A Ịhụnanya Kọrọ
PEEJI NKE 17
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 173, 155
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11
A tụlere amaokwu niile dị ná Ndị Rom isi iri na abụọ n’isiokwu ndị a. Anyị ga-amụta ihe okwu bụ́ “ka mmụọ Chineke mee ka unu na-anụ ọkụ n’obi” na inyefe Chineke ahụ́ anyị dị ka àjà dị ndụ pụtara. Anyị ga-amụtakwa otú anyị ga-esi bụrụ ndị na-eme udo n’ezinụlọ anyị nakwa n’ọgbakọ, nakwa otú anyị ga-esi jiri ihe ọma na-emeri ihe ọjọọ.
Isiokwu nke 3, 4 PEEJI NKE 13-21
Olee otú mmadụ si abụ ezigbo enyi? Isiokwu ndị a ga-enyere anyị aka ịhụ otú Jizọs si setịpụ ezigbo ihe nlereanya na nke a nakwa otú Ndị Kraịst oge ochie si ṅomie ya. Ha ga-akọwakwa ihe mere o ji dị mkpa ka anyị nwee ezigbo ndị enyi nakwa otú anyị ga-esi eme nke a.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
PEEJI NKE 12
Otú Mgbakọ Atọ Si Mee Ka Ndụ M Gbanwee
PEEJI NKE 22
Ị̀ Gbanyere “Mgbọrọgwụ ma Guzosie Ike na Ntọala Ahụ”?
PEEJI NKE 26
Ofufe Ezinụlọ Dị Mkpa Maka Nzọpụta!
PEEJI NKE 29
Ì Wepụtala Oge Ị Ga-eji Na-amụ Ihe?
PEEJI NKE 32