Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w97 3/15 p. 32
  • Ọtụtụ Nde Na-aga Ị̀ Na-aga?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọtụtụ Nde Na-aga Ị̀ Na-aga?
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
w97 3/15 p. 32

Ọtụtụ Nde Na-aga Ị̀ Na-aga?

Ịga Ebee? Ịga Ememe Ncheta Kwa Afọ Nke Ọnwụ Jisọs Kraịst. Na 1996 Ngụkọta Zuru Ụwa Ọnụ Nke 12,921,933 Gara.

N’ihi Gịnị Ka Ndị Mmadụ Ji Aga? N’ihi Ihe Ọnwụ Jisọs Pụtaara Ihe A Kpọrọ Mmadụ. Ọ Pụtara Iwepụ Ọrịa, Nhụjuanya, Na Ọnwụ. A Ga-akpọlite Ọbụna Ndị A Hụrụ N’anya Nwụrụ Anwụ Gaa Ná Ndụ N’elu Ala E Mere Ka Ọ Ghọghachi Paradaịs.

Olee Otú Ọnwụ Jisọs Kraịst Pụrụ Isi Weta Ngọzi Ndị Dị Otú Ahụ? A Na-akpọ Gị Òkù Ịchọpụta. Ndịàmà Jehova Chọrọ Ka I Soro Ha Zukọọ N’oge Ihe Omume A Dị Mkpa.

Gaa Ya N’ụlọ Nzukọ Alaeze Kasị Dịrị Ebe Obibi Gị Nso. N’afọ A Ụbọchị A Ga-eme Ya Bụ Sunday, March 23, Mgbe Anyanwụ Dasịrị. Jụọ Ndịàmà Jehova Nọ N’ógbè Gị Maka Oge A Ga-eme Ya Kpọmkwem.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya