Ọ ‘Gbasịwo Mgba Ọma ahụ’
Nwanna F. E. Skinner jesịrị ozi elu ala ya na July 4, 1990. Edwin Skinner gbara 96 afọ, o jewokwa ozi oge nile maka ọdịmma Alaeze Jehova n’India kemgbe July 1926. E mere ya baptism n’England na 1919. Akụko ndụ ya pụtara n’Ụlọ Nche nke January 1, 1990. Nwanna Skinner bụ n’ezie nwoke nwere okwukwe na ntachi obi n’igba ọsọ ahụ ruo ọgwụgwụ ya, ọ bụkwa ihe e ji n’aka na ọ natawo ụgwọ ọrụ ya.—2 Timoti 4:7, 8.