Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu?
Isiokwu Ndị Dị n’Ime Ya
Nkebi nke
1 Onye Okike Nyere Mmadụ Paradaịs [peeji nke 4]
2 A Chụpụrụ Ha na Paradaịs [peeji nke 5]
3 Ụmụ Mmadụ Lanahụrụ Iju Mmiri [peeji nke 6]
4 Chineke na Ebreham Gbara Ndụ [peeji nke 7]
5 Chineke Gọziri Ebreham na Ezinụlọ Ya [peeji nke 8]
6 Job Nọgidere Na-eme Ihe Ziri Ezi [peeji nke 9]
7 Chineke Napụtara Ụmụ Izrel [peeji nke 10]
8 Ụmụ Izrel Banyere n’Ala Kenan [peeji nke 11]
9 Ụmụ Izrel Kwuru na Ha Chọrọ Eze [peeji nke 12]
10 Sọlọmọn Bụ Eze Maara Ihe [peeji nke 13]
11 Abụ Ndị A Bụrụ n’Ike Mmụọ Nsọ Bụ́ Ndị Na-akasi Obi ma Na-ezi Ihe [peeji nke 14]
12 Amamihe Chineke nke Na-eduga ná Ndụ [peeji nke 15]
13 Ndị Eze Ọma na Ndị Eze Ọjọọ [peeji nke 16]
14 Chineke Si n’Ọnụ Ndị Amụma Ya Kwuo Okwu [peeji nke 17]
15 E Gosiri Onye Amụma A Dọọrọ n’Agha Ihe Ndị Ga-eme n’Ọdịnihu [peeji nke 18]
16 Ọbịbịa Mesaya [peeji nke 19]
17 Jizọs Kụziri Banyere Alaeze Chineke [peeji nke 20]
18 Jizọs Rụrụ Ọrụ Ebube [peeji nke 21]
19 Jizọs Buru Amụma Ga-emetụta Ụwa Dum [peeji nke 22]
20 E Gburu Jizọs Kraịst [peeji nke 23]
21 A Kpọlitere Jizọs n’Ọnwụ! [peeji nke 24]
22 Ndịozi Kwusara Ozi Ọma n’Atụghị Egwu [peeji nke 25]
23 Ozi Ọma Gbasara [peeji nke 26]
24 Pọl Degaara Ọgbakọ Dị Iche Iche Akwụkwọ Ozi [peeji nke 27]
25 Ndụmọdụ E Nyere Banyere Okwukwe, Àgwà na Ịhụnanya [peeji nke 29]
26 Ụwa Ga-aghọ Paradaịs! [peeji nke 30]