Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu?
E Biri Ya na 2009
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ọrụ ịkụzi Baịbụl a na-arụ n’ụwa dum nke e ji onyinye afọ ofufo akwado.
Ọ gwụkwala ma è gosiri nsụgharị ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a sitere na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ