Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
5 Ọmụmụ Jisọs—n’Ole Ebe, Ole Mgbekwa?
7 Jisọs na Ndị Na-agụ Kpakpando
8 Ịgbanahụ Onye Ọchịchị Aka Ike
9 Mmalite nke Ndụ Ezinụlọ Jisọs
10 Njem Ndị A Gara na Jerusalem
13 Ịmụta Ihe Site n’Ọnwụnwa Ndị Jisọs Zutere
14 Ndị Na-eso Ụzọ Mbụ nke Jisọs
16 Ịnụ Ọkụ n’Obi Maka Ofufe Jehova
18 Jọn Na-ebelata, Jisọs Na-amụbawanye
21 N’Ụlọ Nzukọ Dị n’Obodo Jisọs
23 Ọrụ Ebube Ndị Ọzọ A Rụrụ na Kapanaum
24 Ihe Mere Jisọs Ji Bịa n’Ụwa
26 Ịlaghachi Azụ n’Obodo Ya Bụ Kapanaum
28 A Jụrụ Ya Ajụjụ Banyere Ibu Ọnụ
29 Ịrụ Ọrụ Ọma n’Ụbọchị Izu Ike
30 Ịzaghachi Ndị Na-ebo Ya Ebubo Okwu
31 Ịghọrọ Ọka n’Ụbọchị Izu Ike
32 Gịnị Ziri Ezi n’Iwu n’Ụbọchị Izu Ike?
35 Ozizi A Kasị Mara Amara E Zitụworo
36 Oké Okwukwe nke Onye Ọchịagha
37 Jisọs Ewepụ Iru Újú nke Nwanyị Di Ya Nwụrụ
38 Ọ̀ Bụ na Jọn Enweghị Okwukwe?
39 Ndị Mpako na Ndị Dị Umeala n’Obi
40 Ihe Mmụta Banyere Ime Ebere
41 Onye Na-akpatakarị Ihe Ise Okwu
42 Jisọs Abaara Ndị Farisii Mba
45 Onye Na-eso Ụzọ nke A Na-atụghị Anya Ya
47 E Mere Ka Ịkwa Akwa Ghọọ Oké Ọṅụ
48 Ịhapụ Ụlọ Jaịrọs na Ijeghachi Nazaret
49 Njem Nkwusa Ọzọ E Jere na Galili
50 Ikwadebe Maka Izute Mkpagbu
51 Igbu Mmadụ n’Oge Ememe Ncheta Ọmụmụ
52 Jisọs Esite n’Ọrụ Ebube Zụọ Ọtụtụ Puku Mmadụ
53 Eze A Na-achọsi Ike nke Ka Mmadụ Elu
54 “Ezi Nri ahụ nke Sitere n’Eluigwe”
55 Ọtụtụ Ndị Na-eso Ụzọ Akwụsị Iso Jisọs
57 Imere Ndị E Wedara n’Ala Ebere
58 Achịcha na Ihe Iko Achịcha ahụ
60 Ịhụ Onyinyo Ebube nke Alaeze Kraịst
62 Ihe Mmụta Banyere Ịdị Umeala n’Obi
63 Ndụmọdụ Ọzọkwa Maka Ịgbazi Olu
64 Ihe Mmụta Banyere Ịgbaghara Mmehie
65 Njem E Ji Nzuzo Jee Jerusalem
68 Ịkụzikwu Ihe n’Ụbọchị nke Asaa
70 Ịgwọta Nwoke Kpuru Ìsì Site n’Ọmụmụ
71 Ọjụjụ Ndị Farisii Leziri Anya Jụ Ikwere
72 Jisọs Ezipụ 70 Mmadụ Ndị ahụ
73 Onye Sameria nke Mere Omume Onye Agbata Obi
74 Ndụmọdụ E Nyere Mata, na Ntụziaka Banyere Ekpere
79 Otu Mba Furu, ma Ọ Bụghị Ha Dum
80 Ogige Atụrụ Ndị ahụ na Onye Ọzụzụ Atụrụ ahụ
81 Mgbalị Ndị Ọzọ E Mere Iji Gbuo Jisọs
82 Jisọs Na-agaghachikwa Jerusalem Ọzọ
84 Ibu Ọrụ nke Ịbụ Onye Na-eso Ụzọ
86 Akụkọ Banyere Otu Nwa Furu Efu
87 Jiri Ezi Amamihe Kpadoo Ihe Maka Ọdịnihu
91 Mgbe A Kpọlitere Lazarọs n’Ọnwụ
92 A Gwọrọ Ndị Ekpenta Iri na Njem Ikpeazụ Jisọs Jere Na Jerusalem
93 Mgbe E Kpughere Nwa nke Mmadụ
94 Mkpa Maka Ekpere na Ịdị Umeala n’Obi
95 Ihe Mmụta Banyere Ịgba Alụkwaghịm na Ịhụ Ụmụntakịrị n’Anya
96 Jisọs na Nwa Okoro Bụ Onye Ọchịchị nke Bara Ọgaranya
98 Ndị Na-eso Ụzọ Na-arụ Ụka ka Ọnwụ Jisọs Na-eru Nso
100 Ihe Atụ nke Ego Pound Ndị ahụ
102 Mbanye Mmeri Kraịst Banyere na Jerusalem
104 A Nụrụ Olu Chineke nke Ugbo Atọ
105 Mmalite nke Ụbọchị Dị Oké Mkpa
106 E Kpughere Ha Site n’Ihe Atụ Ndị Metụtara Ubi Vine
107 Ihe Atụ nke Oriri Agbamakwụkwọ
108 Ha Enweghị Ike Ịmata Jisọs n’Ọnyà
109 Jisọs Akatọọ Ndị Na-emegide Ya
110 Ije Ozi Ya n’Ụlọ Nsọ ahụ Agwụsịa
111 Ihe Ịrịba Àmà Mgbe Ikpeazụ
112 Ememe Ngabiga Ikpeazụ nke Jisọs Adịwo Nso
113 Iweda Onwe Ya Ala n’Ememe Ngabiga nke Ikpeazụ ahụ
114 Nri Anyasị nke Ememe Ncheta ahụ
116 Ịkwadebe Ndị Ozi ahụ Maka Ọpụpụ Ya
117 Oké Ihe Mgbu n’Ime Ogige ahụ
119 A Kpọgaara Ya Anas, E Mesịakwa Kpọgara Ya Kaịafas
121 N’ihu Nnọkọ Ikpe Sanhedrin, E Mesịa Kpọjere Ya Paịlet
122 Site n’Ihu Paịlet Jee na nke Herọd Lọghachikwa
124 E Nyefere Ya n’Aka Ha, E Wee Duru Ya Pụọ
125 Ihe Mgbu n’Elu Osisi Ịta Ahụhụ
126 “N’ezie Nwoke a Bụ Ọkpara Chineke”
127 E Liri Ya na Friday—Ili Tọgbọrọ n’Efu na Sunday
129 Mpụta Ndị Ọzọ Jisọs Pụtara
131 Mpụta Ndị Ikpeazụ, na Pentikọst nke 33 O.A.
133 Jisọs Emesịa Ihe Nile Chineke Na-achọ