Peji nke Abụọ
Ụzọ Ndụ Gị Ọ̀ Na-egbu Gị? 3-11
Ezi ahụ ike anụ ahụ, uche, na nke ime mmụọ pụrụ ịbụ ntọala nke ndụ obi ụtọ na nke dịwanyere ogologo. Olee otú ụzọ ndụ gị si emetụta gị?
Olee Otú M Pụrụ Isi Nagide Ịbụ Onye A Na-akwa Emo? 12
Chineke Abụwo Onye Inyeaka Anyị 20
Gụọ akụkọ doro anya banyere nchụga a chụgara ọtụtụ puku mmadụ n’ogige ndị dị na Mozambique na otú ha si kwesị ntụkwasị obi nye Chineke.